Adiat Disu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jenụwarị 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | entrepreneurship |
| Ebe agụmakwụkwọ | Phillips Exeter Academy, Bentley University |
| Ebe obibi | New York City |
Adiat Sade Disu (amuru ya n'afọ 1986) bu onye Amerika mana nne na nna ya bu ndi Naijiria na Ghana. Ọ na-aru oru dika onye isi dijital na onye ahia n'ubi mgbasa ozi.
Disu bu onye kere otutu ụlọ ọrụ mgbasa ozi a na-akpọ Adirée nke nwere isi ụlọ ọrụ na New York. [1] Ha na-aru ọrụ mgabasa ozi, izu ahia ma ire ere, Adirée kere otutu mgbako Ejiji Afrịka a na-enwe kwa afọ na-ewepụghị agbapụ n'obodo ndị mepere emepe (ịmaatụ: Africa Fashion Week New York[2] n'oge New York Fashion Week na 2009. [3]
Disu na-ede ihe odide maka ndi Entrepreneur magazine.[4]
Ndabere na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Adiat Disu gara akwukwo na Phillips Exeter Academy na Exeter, New Hampshire tupu ya ga Mahadum Bentley , na Waltham, Massachusetts ruo 2008 ebe o nwere bachelọ nke sayensị site na-ubi Information Technology, Marketing & Communications . Disu gara Tuck School of Business na Dartmouth College ebe ọ natara Executive Education na Digital Leadership and Management [4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na-onwa Febụwarị, n'afo 2009, oge Disu n'aputa na mahadum, ọ kere ulo oru mgasa ozi, izu ahia ma ire ahia nke ya na New York na Lagos, Nigeria .
Otutu ndi di iche iche ka ya na haa n'aruko oru ahu site na ndi gọọmenti ruo na ndi NGO ma ndi ulo mgasa ozi dika Verisk Analytics, na Hearst Magazines na ndi ocho mma dika Shinto Clinical, Iman Cosmetics, Pikolinos Shoes ndi nke Kimora Lee Simmons kere. Gunyere ndi ama ama di ka Korto Momolu na Akon
Nsọpụrụ na mmata
[dezie | dezie ebe o si]Disu na oru ya ka amatara na :
- 2011: CNN, Onye guzobere usoro mgbasa ozi na ịzụ ahịa: Africa Fashion Week [5]
- 2011: Washington Post, Ndị Okike Na-eweta Afrịka na ụwa [6]
- 2011 : Bullet Magazine, Wrap It Up
- 2012 : Black Enterprise, Everyday Hero[7]
- 2013 : Huffington Post, Onye guzobere Africa Fashion Week [8]
- 2013 : Huffington Post,, Africa Fashion Week, nke Adirée mepụtara [9]
- 2013 : Global Post, Adiree, Communications and Brand Strategy Firm [10]
- 2014: Magazin Forbes, 30 Under 30 [3]
- 2014: Black Enterprise, Founder Adiree, Premier Communications na Branding firm, na New York maka ndị isi ụwa niile nke Africa [11]
- 2015: Africa Channel, Adirée, the Communications and Brand Strategy Company[12]
- 2016 : Huffington Post, Adiat Disu, entrepreneur na Forbes 30 Under 30 [13]
- 2017: Entrepreneur Magazine, Information Technology and Communications Executive[14]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Africa Fashion Week" (in Bekee). Retrieved 13 November 2018.
- 1 2 "The 20 Youngest Power Women In Africa 2014".
- 1 2 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Sesay, Isha. "African fashion on parade in New York" (in Bekee). CNN.
- ↑ Wax, Emily. "Africans bring their continent's style to the worldwide fashion scene" (in Bekee ndị America).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Mensah, Rai. "The Re-Interpretation of 'African Inspired'" (in Bekee ndị America).
- ↑ Lorraine, Nova. "African Fashion Designers Shake It Up This Summer!" (in Bekee ndị America).
- ↑ "How African fashion broke through: 3 Questions with Adiat Disu (PHOTOS)" (in Bekee ndị America).
- ↑ "Power Women of the Diaspora: Africa Fashion Week Founder Uses Passion to Rebrand Continent" (in Bekee ndị America).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Joseph, Alanah. "She Leads Africa: Co-Founder Yasmin Belo-Osagie on Black Female Entrepreneurship" (in Bekee ndị America).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
{