Ade Laoye
Ọdịdị
Ade laoye
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ade Laoye |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Eprel 1984 |
Ebe ọmụmụ | Dayton |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Pennsylvania State University |
ogo mmụta | Bachelor of Arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Ngọzi Kụpụ, Finding Hubby, A Naija Christmas, Castle & Castle |
Ọrụ ama ama | Knocking on Heaven's Door |
Ade Laoye bụ onye ome ihe nkiri Naịjirịa. [1] Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Pennsylvania State University ebe ọ gụrụ Theater Arts . [2]
Ade Laoye buru ụzọ gosiputa na <i id="mwFA">Knocking on door Heaven</i> site n'aka Emem Isong . Ade sonyekwara n'ihe ngosi nke Lunchtime Heroes site nke Seyi Babatope na usoro nke Africa Magic, Hush nke Oye Agunbiade. [3] Ade Laoye tinyere ndị na-eme ihe nkiri Nollywood ndị ọzọ, Kehinde Bankole, Munachi Abii, na Omowumi Dada, bụ ndị ekpughere dị ka ndị isi ndu na-eme ihe nkiri na ihuenyo mmegharị nke Tunde Leye's blog series, Finding Hubby . [4]
A họpụtara Ade Laoye maka onyinye Barrymore maka Best Ensemble na egwu ọ rụrụ na The Arden Theater Company. [5]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- A Naija Christmas (2021)
- Finding Hubby (2020)[6]
- Lizard (2020)
- A Second Husband (2020)
- Walking with Shadows (2019)[7]
- Oga John (2019)
- Knockout Blessing (2018)
- Castle & Castle (2018)
- You Me Maybe (2017)
- Hush (2016)[8]
- Erased (2015)
- Lunch Time (2015)
- Dowry (2014)
Ebemsidee na
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bold men get my attention – Ade Laoye, actress, presenter (en-US). Tribune Online (2016-07-15). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ I was the drama queen in my family - Ade Laoye (en-US). Punch Newspapers (2016-12-24). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ I was the drama queen in my family - Ade Laoye (en-US). Punch Newspapers (2016-12-24). Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Kehinde Bankole, Munachi Abii, others to star in 'Finding Hubby' (19 September 2020).
- ↑ Ade Laoye (en). IMDb. Retrieved on 2021-04-05.
- ↑ Ade Laoye, Kehinde Bankole, others to star in 'Finding Hubby' screen adaptation (en-US). Vanguard News (2020-09-17). Retrieved on 2021-04-23.
- ↑ Ade Laoye Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2021-04-23. Retrieved on 2021-04-23.
- ↑ "Hush" actress talks fears, upcoming projects, winning awards (en). Pulse Nigeria (2017-04-17). Archived from the original on 2021-04-23. Retrieved on 2021-04-23.