Agnes Osazuwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Agnes Osazuwa (onye amuru na 26 June 1989 na Benin City, Edo) bu nwanyi egwuregwu n'asọmpi maka Naịjirịa mba ụwa niile[1]

Osazuwa nọchitere anya Naịjirịa na 2008 Summer Olympics na Beijing na asọmpi ọsọ nke 4x100 yana Gloria Kemasuode, Oludamola Osayomi and Ene Franca Idoko. Ha gbara nke anọ n'azụ Belgium, Great Britain na Brazil. Oge ha nke 43.43 sekọnd bụ oge kachasị mma na-erughị eru na oge nke isii n'asompi ahu nke obodo iri na isii sonyere. Oge ahụ ka ha jiri gaa ọsọ ikpeazu n'asompi ahụ mana ha jiri Halimat Ismaila dochie Osazuwa. Oge nke a ka ha ji 43.04 sekond gbaa nke atọ na merie ọla nchara[2].

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Year Competition Venue Position Event Notes
Representing Nigeria
2008 World Junior Championships Bydgoszcz, Poland 9th (sf) 100m 11.68 (wind: -0.7 m/s)
12th (h) 4 × 100 m relay 45.30
Olympic Games Beijing, PR China 2nd 4 × 100 m relay 43.04 s

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Athlete biography: Agnes Osazuwa, beijing2008.cn, ret: 30 Aug 2008
  2. Athlete biography: Agnes Osazuwa, beijing2008.cn, ret: 30 Aug 2008

Njikọ dị na saịtị mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Agnes Osazuwa at World Athletics
  • Agnes Osazuwa at the International Olympic Committee
  • Agnes Osazuwa at the Olympic Channel
  • Agnes Osazuwa at Olympics at Sports-Reference.com (archived)
  • Agnes Osazuwa at NBC Olympics website