Aisha Jummai

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aisha Jummai
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Septemba 1959 Dezie
Ebe ọmụmụJalingo Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya7 Mee 2021 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Hausa, Asụsụ Fula Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu, civil servant Dezie
Ọkwá o jiMinister of Women Affairs and Social Development, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
agbụrụNdi Haụsa Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Aisha Jummai Al-Hassan (A mụrụ ya n'ụbọchị iri na isii n'ọnwa Septemba n'afọ1959 ọ we nwụọ na ụbọchị asaá n'ọnwa Mee n'afo 2021), a maara nke ọma dị ka Mama Taraba,ọ bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria.[1] A họpụtara ya n'afọ 2015 ka ọ bụrụ onye isi ala Muhammadu Buhari mgbe a họpụtara ya ruo mgbe ọ gbara arụkwaghịm na Julaị n'2018.[2]

Ọ bụbu onye omeiwu, na-anọchite anya Taraba North senatorial district nke Taraba Steeti, Niagirịa nke ọ meriri n'okpuru ikpo okwu nke People's Democratic Party (PDP). O mechara banye n'òtù ndị isi na-emegide ya bụ All Progressive Congress (APC) wee bụrụ onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke pati ahụ na Taraba Steeti maka ntuli aka nke afọ 2015. E meriri ya na ntuli aka e mere n'ụbọchị iri abụo na ise n'onwaEprel n'afọ 2015, mana na ụbọchị asaá n'ọnwa Nọvemba n'afọ2015 ụlọ ikpe wepụrụ Gọvanọ Taraba, Darius Ishaku, kwupụtara na Aisha Alhassan nke All Progressives Congress meriri na ntuliaka n'ụbọchị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ2015.[3]

  1. Admin. "Governor's Biography: Meet Aisha Alhassan, Nigeria's First Female Governor", Skynews24, 11 November 2011. Retrieved on 11 March 2019.
  2. Sylvester Ugwuanyi (June 2016). SGF leads cabinet members to pray for quick recovery of Buhari, three Ministers. dailypost.ng. Retrieved on 3 November 2016.
  3. 'Maman Taraba': Is the political battle over?. dailytrust.com.ng. Archived from the original on 2016-11-04. Retrieved on 3 November 2016.