Ajayi Agbebaku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:MedalTableTop Àtụ:MedalSport Àtụ:MedalCompetition Àtụ:MedalBronze Àtụ:MedalCompetition Àtụ:MedalGold Àtụ:MedalBottomAjayi Agbebaku (amuru 6 Disemba 1955) bu onye olimpiia Naijiria larala ezumike nka bu onye gbara n'awụli elu atọ. Ọ ka na-ejide ndekọ ime ụlọ na Mahadum Missouri ka ọ na-awụli elu nke mita 16.60 na asọmpi ime ụlọ 1978 NCAA.

Ajayi Agbebaku
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAjayi Agbebaku Dezie
aha gọọmentiAjayi Agbebaku Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jenụwarị 1955, 6 Disemba 1956 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpitriple jump Dezie
so na1984 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Agbebaku amuru na Lagos. Mwụli elu ya kacha mma bụ mita 17.26, nke emere na Julaị 1983 na Edmonton. Nke a bụ ndekọ Naijiria yana nke abụọ na Africa, naanị n'azụ Ndabazinhle Mdhlongwa. O ji mita 17.00 mee ndekọ ụlọ ime Africa, nke emere na Jenụwarị 1982 na Dallas.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1979 African Championships Dakar, Senegal 1st Long jump 7.94 m
1st Triple jump 16.82 m
1984 African Championships Rabat, Morocco 2nd Triple jump 16.96 m
Olympic Games Los Angeles, United States 7th Triple jump 16.67 m
  • 1983 World Championships in Athletics - ọla nchara

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]