Akinbode Oluwafemi
Ọdịdị
Akinbode Oluwafemi | |
|---|---|
| Occupation | Nigerian environmental activist.Social justice campaigner and tobacco control advocate. |
| Notable work | He was the Deputy Director of Environmental Rights Action/Friends of the Earth Nigeria (ERA/FoEN). |
Akinbode Oluwafemi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Akinbode Oluwafemi |
| Aha enyere | Oluwafemi |
| Aha ezinụlọ ya | Akinbode |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | environmentalist, activist |
| Ụdị ọrụ ya | tobacco control, environmentalist, activist |
| Ọkwá o ji | deputy managing director |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ilorin |
| Ụcha ime anya | black |
| Ihe nrite | Bloomberg L.P. |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Akinbode Oluwafemi bụ onye Naijiria na-ahụ maka gburugburu ebe obibi, onye na-eme mkpọsa ikpe ziri ezi na onye na-akwado nchịkwa ụtaba. Ọ bụ osote onye nduzi nke Environmental Rights Action/Friends of the Earth Nigeria (ERA/FoEN).[1] Ọ bụ onye natara 2009 Bloomberg Awards maka Global Tobacco Control. E mere emume mmeri ahụ na 14th World Conference on Tobacco or Health nke emere na Mumbai, India.[2][3] Ọ bụ onye isi nchịkwa na Corporate Accountability and Public Participation Africa (CAPPA) CAPPA, ebe o nwere ihe karịrị afọ iri abụọ na-ahụ maka nhazi obodo, nkwado iwu na iwulite njikọ siri ike.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olafimihan. "Investigate and sanction BAT appropriately – ERA/FoEN tells FG", Today Nigeria Newspaper, May 2, 2016. Retrieved on 15 August 2016.
- ↑ 14th World Conference on Tobacco or Health | ENWHP. www.enwhp.org. Retrieved on 2022-02-26.
- ↑ Staff Reporter. "Bloomberg awards announced", The Hindu Newspaper, March 10, 2009. Retrieved on 15 August 2016.