Amaechi Muonagor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amaechi Muonagor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụAmaechi Muonagor Dezie
Aha enyereAmaechi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọgọọst 1962 Dezie
Ebe ọmụmụIdemịlị North Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya24 Maachị 2024 Dezie
ihe kpatara ọnwụkidney failure Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1989 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2024 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Amaechi Monagor (a mụrụ ya na Idemili, Anambra Steeti) Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri ejije onyonyo na onye na- eme ihe nkiri na Naijiria . Na afọ 2016, a họpụtara ya na AMVCA 2017 dika Onye Nlere

Amaechi Monagor (a mụrụ ya na Idemili, Anambra Steeti) Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri ejije onyonyo na onye na- emebe ihe nkiri na Naijiria . Na afọ 2016, a họpụtara ya na AMVCA 2017 dika Onye Ọkachamara na Ejije ihe nkiri na atọ ọchị. [1]

Ndụ Mbido[dezie | dezie ebe o si]

Amaechi Monago bụoo yw

n'obodo Obosi dbụ onye Obos

n'obodo Obosi dbụ onye Obosi nke dị na Idemili

Amaechi Monagor bụ onye Obosi nke dị na Idemili, Anambra Steeti na Naịjirịa . Ọ gụrụ akwụkwọ na St. Meri Praịmarị Skuulu, Obosi ya na Oraifite Grammar Skuulu tupu ọ gụọ akwụkwọ na Mahadum Naịjirịa nke dị na Nsụka (UNN) ebe ọ gụrụ Economics, ọ gụsịrị akwụkwọ na afọ 1987.

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ nwanyị ma nwee Ụmụaka anọ.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na afọ 1989 mgbe ọjị chara otu afọ fee chaa ala nna ya, Amaechi bidoro ịrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ndị NAN (News Agency of Nigeria). Ọ hapụrụ ọrụ ya mgbe afọ ole na ole gachara maka ịrụ ọrụ na ejije mbụ ọ mere dị ka Akunatakasi na Taboo 1, na ihe nkiri ndi Naịjirịa.

Ọrịa[dezie | dezie ebe o si]

Na afọ 2016, e nwere ọtụtụ mbipụta na weebụsaịtị nke kwuru na Amaechi ejighị ahụ na ọ na- arịa ọrịa shuga . Kemgbe ahụ, Amaechi egosibeghị onwe ya ma ọ bụ gosipụta onwe na ihe nkiri onyonyo ọbụla. A na-anụ kepu kepu na ọ kwụsịrị ụlọ ọrụ ime ihe nkiri onyonyo . [2] [3] [4]

Ihe Nkiri Ọ mere[dezie | dezie ebe o si]

  • Igodo- 1999[5]
  • Aki na Ukwa - 2002
  • His Last Action - 2008
  • Sincerity - 2009
  • Without Goodbye - 2009
  • Most Wanted Kidnappers - 2010
  • Jack and Jill - 2011
  • Village Rascal - 2012
  • Evil World - 2015[6]
  • Ugonma - 2015[7]
  • Code of Silence - 2015[8]
  • Spirits - 2016
  • ROSEMARY (2016)
  • goodbye - 2009
  • Kasị achọ ụmụaka - 2010
  • Jack na Jill - 2011
  • Village Rascal - 2012
  • Ewa Ọjọọ - 2015 [9]
  • Ugonma - 2015 [10]
  • Usoro nke ịgbachi nkịtị - 2015 [11]
  • Ndị mmụọ - 2016
  • ROSEMARY (2016)

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]