Amarachi Okoronkwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amarachi Okoronkwo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Disemba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuKokkola Futis 10, Nasarawa Amazons, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2010 African Women's Championship, 2017 Nigeria Women Premier League, 2018 WAFU Women's Cup, 2018 Africa Women Cup of Nations, 2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Àtụ:Infobox football biographyAmarachi Grace Okoronkwo (a mụrụ ya na ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Disemba nke afọ 1992) [1] Ọ bụ onye Naịjirịa n'egwu egwu bọọlụ edu nsị


Amarachi Grace Okoronkwo (a mụrụ ya na ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Disemba nke afọ 1992) Ọ bụ onye Naịjirịa n'egwu egwu bọọlụ nke na agbara ndị Nasarawa Amazons na Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League nke otu bọọlụ . Ọ na-egwuri egwu na Kokkola F10 na Naisten Liiga nke Finland.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Maka ọrụ ya na idu ndị Nasarawa Amazons iji merie 2017 Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League, Okoronkwo so na ndị egwuregwu anọ ahọpụtara dị

Maka ọrụ ya na idu ndị Nasarawa Amazons iji merie Ụmụ nwanyị Naijiria Premia League nke afọ pụkụ abụọ na ịrị na asaa, Okoronkwo so na ndị egwuregwu anọ ahọpụtara dịka onye ọkacha mma na otu egwuregwu bọọlụ NWPL nke afọ pụkụ abụọ na ịrị asatọ, [2] mana e mechara Rasheedat Ajibade nara ya bụ ugo. [3] Na Mee afo pụkụ abụọ a ịrị na asatọ , a họpụtara ya dịka onye ọkpụkpọ kachasị mma na afọ pụkụ abụọ na ịrị na asaaa na otu ụmụ nwaanyị na Asọmpi Naịjirịa nke Nkowa, mana Ajibade nara ya bụ nturu ugo[4]

Mba Ụwa Niile[dezie | dezie ebe o si]

Okoronkwo nochitere anya Naịjirịa na afọ pụkụ abụọ na ịrị na Asọmpi Ntụrụ ugo na Africa . [5] Akpọrọ ya ka ọ soro egwuregwu enyi na enyi megide ndị mba Germany dịka nkwadebe maka nsonye Ụmụ nwanyị Naịjirịa na Asọmpi FIFA World Cup . [6]

N’afọ pụkụ abụọ na ịrị na asatọ, Okoronkwo pụtara na Naijiria n’egwuregwu WAFU nke Ụmụ nwanyị n’afọ puku abụọ na asatọ, ọ rutere wee medalu nwete nchara nchara maka otu ahụ. [7] E gosikwara ya ndị otu egwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị Naịjirịa na asọmpi iko mba Afrịka nke afọ pụkụ abụọ na asatọ Ọ wee soro ndị otu ahụ merie n'asọmpi ahụ. [8]

Ukpono[dezie | dezie ebe o si]

  • 2010 African Championship - ndi mmeri
  • 2018 WAFU Cup nke ụmụ nwanyị - nke atọ
  • Umuaka ndi nwanyi nke ndi Naijiria - ndi mmeri
  • Ndị iko mba Afrịka nke Afrịka - ndị meriri
  1. https://web.archive.org/web/20120928064407/http://www.cafonline.com/userfiles/file/Comp/AWC2010/List_Players_AWC2010.pdf
  2. admin. Okpotu, Odey, 'Muazzam' battle for NPFL Player of the Year Award | SCORE NIGERIA (en-US). scorenigeria.com.ng. Archived from the original on 29 April 2018. Retrieved on 28 April 2018.
  3. LBA Announces Nominees For End-of-Season Ceremony. Leadership (9 October 2017). Retrieved on 25 March 2018.
  4. Abayomi (11 May 2018). Mikel, Moses lead nominations for fifth edition. Pulse. Retrieved on 28 July 2018.
  5. Super Falcons Are Team To Beat (28 October 2010).
  6. Anger, shock as Germany thump Falcons 8–0.
  7. Coach Dennerby singles out 'outstanding' Ogbonna after Nigeria's Wafu outing. Yahoo News. Retrieved on 25 March 2018.
  8. https://guardian.ng/sport/the-super-falcons-best-african-womens-team-ever/