Anna Darius Ishaku

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anna Darius Ishaku
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereAnna Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọgọọst 1957 Dezie
Dị/nwunyeDarius Ishaku Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

Anna Dickson Ishaku (née Mbasughun; amụrụ ya n'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1957)o bụ onye guzobere na onye isi oche nke NGO "Hope Afresh Foundation Taraba" buru kwa onye otu Nigerian Bar Association.[1] Ọ lụrụ Darius Dickson Ishaku, Gọvanọ na Taraba Steeti.[2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mbasughun na 24 Ọgọstụ 1957 na Wusasa, Zaria mana o si na Vandeikya Local Government Area nke Benue State. Ọ gara Ulo akwukwo St. Bartholomew's Primari , Wusasa, Zaria (1964-1969); ya na Girls High Skul, Gindiri (1969-1973). Ọ debara aha ya na School of Basic Studies, Ahmadu Bello University site na 1975 ruo 1976 ma gụsịrị akwụkwọ nwekwa nzere mmuta iwu na 1979. Ọ gara ụlọ akwụkwọ iwu Naịjirịa, Lagos n'afọ 1979 ma kpọọ ya ka ọ bụrụ onye ọka iwu Naịjarịa n'afọ 1980.[3][4][5]

Mbasughun bidoro Non-Governmental Organization "Hope Afresh Foundation Taraba" na Julaị asaa n'afo 2016.[6][7] Ọhụụ ya bụ ịghọ onye isi ụwa na-enye ọrụ enyemaka.[8]

Na Machị iri abuo n'abuo n'afo 2017, ntọ ala ahụ kwupụtara mmekọrịta ya na Central Bank of Naijiria iji zụọ ndị ntorobịa na-enweghị ọrụ. CBN Entrepreneurship Development Training anọwo na-adị ihe karịrị afọ abụọ na mpaghara North-East nke Naijiria mana o nweghị ndị Tarabans sonyere na ọzụzụ ahụ ruo mgbe Hope Afresh Foundation batara.[9]

Ọrụ ọzọ bụ Hope Health Center (HHC), ụlọ ọrụ na-agbanwe agbanwe nke na-etinye aka n'imeziwanye ndụ ụmụ amaala Taraba, na-ebi ndụ na mmetụta nke iji ọgwụ ọjọọ eme ihe ma na-ebelata mmetụta ọjọọ na ezinụlọ na ọha mmadụ n'ozuzu.[10][11][12] Ọ bụkwa onye nkwado siri ike maka ụmụ nwanyị na iso,ndọrọ ndọrọ ọchịchị na udo.[13]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Mbasughun lụrụ MAzi Darius Dickson Ishaku, Gọvanọ nke Taraba Steeti ma ha nwere ụmụ ise.[14]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hope Afresh Foundation Taraba. tarabaafresh.org. Archived from the original on 17 September 2021. Retrieved on 9 November 2019.
  2. Taraba First Lady advocates more appointments for women (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-03-11). Retrieved on 2022-02-23.
  3. Wife of the Executive Governor of Taraba State. tarabastate.gov.ng. Archived from the original on 17 November 2019. Retrieved on 9 November 2019.
  4. All you need to know about Barr. Anna Darius Ishaku. ariseonigeria.com. Archived from the original on 1 November 2019. Retrieved on 9 November 2019.
  5. Adesanya (November 3, 2018). Taraba Governor's wife honoured. The Nation. Retrieved on 9 November 2019.
  6. Can Hope Afresh Foundation restore hope?. Blueprint Newspaper (25 July 2017). Retrieved on 11 November 2019.
  7. Hope Afresh Foundation. tarabastate.gov.ng. Archived from the original on 17 November 2019. Retrieved on 9 November 2019.
  8. Hunkunyi (July 19, 2019). Governor's wife foundation to provide 500 amputees with artificial limps. Daily Trust. Archived from the original on 9 November 2019. Retrieved on 9 November 2019.
  9. Hope Afresh Foundation partners with the Central Bank of Nigeria. pulse.ng. Retrieved on 11 November 2019.
  10. Mkom (November 28, 2018). Hope Health Center to receive 100 million naira from Taraba State. Nigerian Tribune.
  11. Akpeji (October 28, 2017). Foundation establishes rehabilitation center for drug abuse victims in taraba. The Guardian. Retrieved on 9 November 2019.
  12. Yough (November 3, 2016). Anna Darius Ishaku leads Taraba campaign against drug abuse. NAN. Archived from the original on 11 November 2019. Retrieved on 11 November 2019.
  13. Taraba first lady advocates more appointments for women. The Guardian (11 March 2017). Retrieved on 10 November 2019.
  14. Profile of Barr Anna Darius Ishaku. tarabaafresh.org. Archived from the original on 9 November 2019. Retrieved on 13 November 2019.