Annie Okonkwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Annie Okonkwo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAnnie Dezie
aha ezinụlọ yaOkonkwo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Mee 1960 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2023 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University, Mahadum nke Lagos Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Clement Annie Okonkwo onye amụrụ n' abalị iri abụọ na atọ n'ime ọnwa Mee n'afọ 1960. A hopụtara ya dịka Senatọ nke mpaghara Anambra Sentral nke Anambra Steeti, Naịjirịa, nke o weere ọchịchị na abalị iri abụọ na itoolu n'ime ọnwa Mee 2007. Ọ bụ onye otu ọchịchị People's Democratic Party (PDP). [1]

A mụrụ Okonkwo n'abalị̀ iri abuo na ato n’ime ọnwa ise n’afọ 1960 n’Ojoto, dị nso na Onitsha na steeti Anambra. [2] O nwetara Adụvans dịpụlọma na ngalaba akwụkwọ njikwa,na Mahadum Harvard, USA (1997-1998),Adụvans dịpụlọma nke Iwu Azumahia na Omume, na Mahadum Lagos (1995-1997) na Adụvans Dịpụlọma na Eremahia,na mahadum Lagos (1994 - 1995). [1] ịbanye azụmahịa, ọ wuru otu ụlọ ọrụ ejikọtara aka, na-ewe ihe karịrị mmadụ puku asaa nke gụnyere ụlọ ọrụ dịka Reliance Telecomm, Clemco Industries, modern Communications (satellite TV Network), MacClemm Marketing Comñ

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 vanọ
  2. teet