Antar Laniyan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Antar Laniyan
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAntar Dezie
aha ezinụlọ yaOlaniyan Dezie
Ebe ọmụmụȮra Osun Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1981 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriSuper Story, Sango Dezie
Ọrụ ama amaSango Dezie
nnọchiaha nkeonweL485, L305216 Dezie

Antar Laniyan bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe na onye na-eduzi ihe nkiri.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Laniyan na Osogbo, isi obodo Osun Steeti na ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Baptist na Lagos State tupu ya agaa Mahadum Ibadan ebe ọ nwetara nzere Bachelor of Arts na Theatre Arts.[3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Laniyan malitere ime ihe nkiri n'afọ 1981 na ọrụ mbụ ọ rụrụ dị ka onye na-eme ihe nkiri bụ ọrụ nke "onye isi" na ihe nkiri akpọrọ 'Everybody want to know' n'oge ya na Kakaki Art Squad.[4][5] O gosipụtara na ọtụtụ ihe nkiri Naijiria nke gụnyere Sango, ihe nkiri nke Wale Ogunyemi dere ma Obafemi Lasode mepụtara.[6][7] Ọ bụ onye nduzi nke ihe omume mbụ nke Super Story, ihe nrite nke Naijiria soap opera nke Wale Adenuga mepụtara n'afọ 2000.[8] Ọ nyekwara ntụziaka Oh Father Oh Daughter na This Life nke sitere na ụlọ mmepụta ihe nkiri nke Wale Adenuga Production.[9]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Sango (1997)
  • Super Story (ihe omume 1)
  • Kakanfo (2020)

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị Yoruba

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Dele Odule, Antar Laniyan, Fathia Balogun others head breakaway Yoruba movie association. Nigeria News Today -NNT. Archived from the original on 13 February 2015. Retrieved on 13 February 2015.
  2. Antar Laniyan - Nigerian Entertainment Today - Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. thenet.ng. Retrieved on 13 February 2015.
  3. Why I don't drink, smoke or womanise – Antar Laniyan - Newswatch Times. Newswatch Times. Archived from the original on 13 February 2015. Retrieved on 13 February 2015.
  4. Most people think I'm gay -Antar Laniyan – Nigerian Tribune - Nollywood Express. Nollywood Express. Archived from the original on 13 February 2015. Retrieved on 13 February 2015.
  5. Mega Icon Magazine My Life Time Ambition- Antar Laniyan.. Mega Icon Magazine. Archived from the original on 13 February 2015. Retrieved on 13 February 2015.
  6. Antar Laniyan - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Retrieved on 13 February 2015.
  7. Lindfors (2003). Black African Literature in English, 1997-1999. ISBN 9780852555750. Retrieved on 13 February 2015. 
  8. I AM ONLY INTERESTED IN TAPPING YOUR TALENT-----ANTAR LANIYAN. World News. Retrieved on 13 February 2015.
  9. I was named after an animal - Antar Laniyan - Vanguard News. Vanguard News. Retrieved on 13 February 2015.