Anthony Nwagbara
Ọdịdị
Anthony Nwagbara
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Anthony |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Ọgọọst 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Sportivo Dock Sud, Argentino de Merlo |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Anthony Nwagbara (amụrụ n'ụbọchị iri na anọ nke ọnwa Ọgọst afọ 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa, onye na-agbara Argentino de Merlo na Argentine Metropolitan C Division .
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Nwagbara na Enugu, isi obodo Enugu Steeti, Nigeria .
Argentino de Merlo bịanyere ya aka n'afọ 2008.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- (in Spanish) BDFA profile
Ụdakọ gasị:
- Mmadụ ndi di ndụ
- Category:Ndị egwuregwu bọọlụ n'Enugu Steeti
- Category:Ndị ọkachamara Naijirịa n'egwuregwu na Argentina
- Category:Ndị ọkachamara n'egwuregwu ịgba bọọlụ na Argentina
- Category:Nzukọ ndị n'agba ihu n'eguregwu ịgba bọọlụ
- Category:Ndị ọkachamara ịgba bọọlụ na Naijirịa
- Category:Ndị egwuregwu bọọlụ Naịjirịa
- Category:Ndị egwuregwu bọọlụ si Enugu
- Category:Ndị amụrụ n'afọ 1987