Ayo Hulayat Omidiran

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ayo Omidiran
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Novemba 1963, 10 Novemba 1965 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, legislator Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll People's Congress Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Ayo Hulayat Omidiran

House of Representatives
In office
May 2011 – Present
Onye búrú ya uzọr Patricia Etteh
Constituency Ayedaade/Irewole/Isokan

Múrú nà (1963-11-10) 10 Novemba 1963 (age 60)
Obodo ȯ shị Nigerian
Ọtú ndọndȯ APC
Alma mater Ahmadu Bello University, Zaria
Profession Politician
Religion Islam

Ayo Hulayat Omidiran, a muru ya na onwa November nke iri, na afor 1965. O so na ndi ndoro ndoro ochichi, ndi eme iwu nke Nigeria. O na anochite anya ndi Ayedaade/Irewole/ Isokan federal constituenci na Osun State. O bu onye otu All Progressive Congress. o si na obodo Ikire di niime local government Ireole na Osun steeti. born 10th of November 1965, is a Nigerian politician and federal law maker representing the Ayedaade/Irewole/Isokan federal constituency in Osun State. She is a member of the All Progressive Congress. She is a native of Ikire in the Irewole local government area of Osun State [1]

Agu ma akwukwo[dezie | dezie ebe o si]

Nwada gara ulo akwukwo Ayedaada Gramma skulu di na Osun Steeti. Ebe a hu ka onwetere adambodo nke oyibo kporo West Africa School Certificate na aho 1980. O gakwara n'iru gakwa mahadum Ahmadu Bello di na Zaria, kaduna Nigeria ebe onwetere nzere  B.sc na Biochemistry na afo 1985.

Oru[dezie | dezie ebe o si]

Politics[dezie | dezie ebe o si]

O zoro ndoro ndoro ochichi Na ulo omi iwu nke ala na anochite anya ndi Ayedaade/Irewole/Isokan constituency na afor  2011 ma merie,.  o zokwara ndoro ndoro ochichi a ozo site na otu ndi Apc. Ahoputakwara ya ozo .APC.   nwada a, a ruola na ogo oru di iche iche na Ulo omi iwu tinyekwara  osote onye isi, ndi otu na ahu maka ndi egwuregeu, ndi otu na ahu maka ikowa iwu obodo, otu na ahu maka nzikorita ozi, ndozi ime obodo, ihe ngwupute nke ala, ihe gbasara umu nwanyi, ya na ihe gbasara umu nwanyi na ochi ochit[2]

Onye na ahazi egumegwu [dezie | dezie ebe o si]

Na afor 2002, o biara buru onye otu ndi nzuko na ahu maka egwuregwu boolu nke Nigeria. became a member of the Nigerian Football Association Board, and remained there till 2005. Ke mgbe afor 2006, Obu onye otu nzuko na ahu maka unu nwanyi no ne egwuregwu boolu FIFA.  O bu onye isi bidoro otu egwregwu umu nwanyi na Oshogbo, Osun steeti a kporo Omidiran Babe. na afor 2017 , e mere ya onye isi  na ahu maka umunwanyi no na egeregwu boolu NigeNigeria Football Federation (NFF) Women Football Committee[3]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Hon (Mrs) Ayo Omidiran - The Official Website Of The State Of Osun. Archived from the original on 2018-07-09. Retrieved on 2018-07-28.
  2. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. Nass.gov.ng. Retrieved on 2018-07-03.
  3. Akpodonor, Gowon. "Omidiran’s return will stabilize Nigerian women football, says Mabo", 7 November 2017. Retrieved on 3 July 2018.