Jump to content

Baba Suwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Baba Suwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBabátúndé Omídínà Dezie
Aha enyereBabatunde Dezie
aha otutuBàba Sùwé Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọgọọst 1958 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Island Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Novemba 2021 Dezie
Ebe ọ nwụrụIkorodu Dezie
Dị/nwunyeMonsurat Omidina Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1972 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2021 Dezie

Babatunde Omidina Audio 

(22 Ọgọstụ 1958 - 22 Nọvemba 2021) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme ihe ọchị nke a maara dịka Baba Suwe .[1][2][3]

Mmalite ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Baba Suwe n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1958, na Inabere Street na Lagos Island ebe o tolitere mana o si na mpaghara ọchịchị Ikorodu nke Lagos Steeti, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[4]

Omidina gụrụ akwụkwọ praịmarị na Jamaitul Islamial Primary School na Lagos na Children Boarding School, Osogbo tupu ọ gaa Adekanbi Commercial High School na Mile 12, Lagos steeti mana ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West Africa na Ifeoluwa Grammar School na Osogbo, isi obodo Osun Steeti, ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[5]

Omidina malitere ime ihe nkiri n'afọ 1971 mana ọ bịara bụrụ onye a ma ama mgbe o gosipụtara na ihe nkiri akpọrọ, Omolasan, ihe nkiri nke Obalende mepụtara.[6] Ọ bịara bụrụ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na Iru Esin, nke Olaiya Igwe mepụtara na 1997.[7] O gosipụtara ma mepụta ọtụtụ ihe nkiri Naịjirịa dịka Baba Jaiye jaiye, ihe nkiri nke gosipụtara Funke Akindele na Femi Adebayo, nwa onye na-eme ihe nkiri Adebayo Salami.[8] N'afọ 2011, National Drug Law Enforcement Agency boro ya ebubo na ọ na-azụ ahịa ọgwụ ike, ebubo nke a kọwara dịka ụgha na nkwutọ site na mkpebi nke ụlọ ikpe dị elu nke Lagos.[9][10] Onye ọka iwu ya bụ Bamidele Aturu nwụrụ anwụ, onye ọka iwu Naijiria na onye na-akwado ikike mmadụ.[11][12]

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Omidina nwụrụ na 22 Nọvemba afọ 2021.[13][14][15]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Oluweri Magboojo
  • Ba o ku
  • Oju Oloju
  • Baba Londoner
  • Ko tan si be
  • Aso Ibora
  • Obelomo
  • elebolo"
  • Larinloodu
  • Ndepụta nke ndị Yoruba

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. More Troubles for Popular Actor, Baba Suwe, Articles – THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  2. "BBC News – Nigeria comic Baba Suwe compensated for drugs arrest", BBC News, 25 November 2011. Retrieved on 16 February 2015.
  3. Adebayo (2021-11-22). Baba Suwe is dead (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2022-03-13.
  4. Life After Omoladun: Baba Suwe finds love again; to remarry soon. Vanguard News (30 August 2014). Retrieved on 16 February 2015.
  5. My Ordeal With Ndlea Tarnished My Image – Baba Suwe. nigeriatell.com. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  6. Nollywood/ Nigeria No.1 movies/ Films resources online.
  7. Olawale Adegbuyi. MOVIE VETERANS: NIGERIAN FILM ICONS ON PARADE – Part 2. The Movietainment Magazine. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  8. Olapeju Koya. PJNaijaExpress. pjnaijaexpress.com. Archived from the original on 13 October 2020. Retrieved on 16 February 2015.
  9. Nollywood star Baba Suwe beats drug rap after prison toilet watch. the Guardian (4 November 2011). Retrieved on 16 February 2015.
  10. Leadership Newspaper (21 March 2014). Cocaine Scandal Ruined My Career – Baba Suwe. Nigerian News from Leadership News. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  11. Popular Nigerian Comedian Baba Suwe Granted Bail In Alleged Drug Trafficking Case. Sahara Reporters (November 2011). Retrieved on 16 February 2015.
  12. Baba Suwe's lawyer, Bamidele Aturu dies at 49 – Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Number 1 Entertainment Daily. Archived from the original on 15 February 2015. Retrieved on 16 February 2015.
  13. Baba Suwe is dead | Premium Times Nigeria (en-GB) (22 November 2021). Retrieved on 23 November 2021.
  14. Veteran actor Baba Suwe is dead (22 November 2021).
  15. Baba Suwe Archives (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2020-09-27. Retrieved on 2021-12-24.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]