Betty Abah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Betty Abah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereBetty Dezie
aha ezinụlọ yaAbah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Maachị 1974 Dezie
Ebe ọmụmụOtukpo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, author, children's rights activist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, University of Calabar Dezie
ogo mmụtanzere masters Dezie
isi agụmakwụkwọEnglish studies, English literature Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
Ihe nriteNigeria Media Merit Award Dezie
Betty Abah

"Betty Abah' amụrụ n' 6 ọnwa Machị n'afọ 1974 bụ onye ọchụ ntà akụkọ nakwa ode akwụkwọ na Nijirịa. Ọ bụkwa ọnụ na-ekwuchitere maọbụ a gbaara ụmụ nwaanyị na ụmụaka ọgụ. O guzobere, ma bụrụkwa onye nchịkwata otu CEE HOPE. Otu a bụ otu na-agbachitere ụmụaka ụmụ nwanyị hụ na ha nwetere oke ruru ha. E guzobere otu a na Lagos Steeti .

Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Betty n' Otukpo,|Benue Steti, nke di na Middle Belt mpaghara nke Nigeria. O nwetara digiri nke mbụ ka ọ gụchara maka asụsụ bekee na ihe gbasara ebe ọba akwụkwọ na University of Calabar ma nwetakwa nzere Mastas n'agụmagụ ederede nke bekee na University of Lagos.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Betty rụrụ ọrụ mbụ n'ụlọ ọrụ akwụkwọ akụkụ a kpọrọ The Voice Newspaper di na Makurdi, Benue Steeti, ọ rụkwara n'ụlọ akwụkwọ akụkọ ọzọ a kpọrọ Newswatch na Tell Magazine, tupu ọ ga rụọ na Rocky Mountain News dịka onye otu Alfred Friendly Press Fellowships. [1] Dịka onye ọchụ nta akụkọ, ọ mụrụ ọrụ ịchụ nta akụkọ n'ụlọ ọrụ ndia The Voice Newspaper, Newswatch, Tell Magazine nakwa Rocky Mountain News na Denver, Colorado, U.S.A. Ọ dere akwụkwọ a kpọrọ Sound of Broken Chains, Go Tell our King Mother of Multitutes. [2] [3] Betty na ndị otu akpọrọ 'Environmental Rights Action; Friends of the Earth Nigeria' tupu o bido ụlọ ọrụ nke ya bụ CEE-HOPE n'ọnwa Disemba n'afọ 2013.

Onye nzọta ikike[dezie | dezie ebe o si]

Abah etinyela aka n'ọtụtụ ikpe gbasara ndị a na-akpagbu maọbụ emegide iji napụta ha n'ọnọdụ a. ụfọdụ ikpe ndị a gụnyere ịnapụta ndị Chibok girls abducted ndị ọtu ọmekome akpọrọ Boko Haram,mgbago ugwu nke Nigeria, nkwado ụmụnwaanyị Niger Delta maka ichedo gburugburu ha,ịzọpụta ụmụ nwaanyi atọ ndi otu nje nke Ejigbo di na Lagos mekpara ahụ, ikpe gbasara kidnapping of Ese Oruru na ọtụtụ ndị ọzọ [3]

Ihe nrite nakwa nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

Ihe onyinye e nyere Betty Abah, [4] [5] [6]
Afọ Klaasị Katigori Otu na-enye onyinye
2001 State Honours Community sevice National Youth Service Corps Nigeria
2003 Reporter of the year Journalism National Media Merit Awards Nigeria
2006 Fellow internships Alfred Friendly Press Fellowships, USA
2006 Fellow Journalism The Knight Journalism Press Fellowship,USA
2006 Fellow Journalism The Kaiser Family HIV/AIDS Fellowship,USA.
2008 Child-Friendly Reporter of the Year Journalism Media Excellence
2010 Participation Leadership Program Global Tobacco Leadership Program
2012 Honorary Mention Poetry Prize Assiociation of Nigerian Authors
2014 Honorary Metion Journalism Wole Soyinka Award for Investigative Reporting
  1. Nigerian Women Bear the Curse of Oil. Archived from the original on 2016-08-17. Retrieved on 2020-05-02.
  2. JOURNALIST, BETTY ABAH BRINGS MULTIMEDIA TO POETRY.
  3. 3.0 3.1 A word is enough for the wise! Interview with Betty Abah, Environmental Rights Action - Enanga. Archived from the original on 2017-10-19. Retrieved on 2020-05-02.
  4. Dame Awards. The Child Friendly Reporting. Archived from the original on 19 August 2016. Retrieved on 19 July 2016.
  5. Voice of America. Three Africans Chosen for U.S. Press Fellowships. Retrieved on 19 July 2016.
  6. Tobore Ovuoire. PREMIUM TIMES reporters honoured at Wole Soyinka Journalism Awards. Retrieved on 19 July 2016.