Bimbo Akintola
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Bimbo Akintola |
| Aha ọmụmụ | Bimbo Akintola |
| Aha enyere | Bimbo |
| Aha ezinụlọ ya | Akintola |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1970 |
| Ebe ọmụmụ | Ibadan |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1995 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ahọpụtara maka | Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Bimbo Akintola ⓘ bụ ome ihe nkiri na Naịjirịa. [1] [2] [3] [4]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Akintola n'abalị ise nke ọnwa Mee ,1970 [5] site n'aka nna si Oyo steeti na nne si steeti Edo . Ọ gụrụ akwụkwọ na Maryland Convent Private School na Lagos State . Ọ gakwara Command Day Secondary School, Lagos. O nwetara akara ugo mmụta na ihe nkiri nka na mahadum nke Ibadan . [6] [7]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ihe ngosi izizi ya bụ mgbe ọ pụtara na ihe nkiri Owo Blow na 1995 n'akụkụ Femi Adebayo wee sochie Out of Bound na 1997 [8] ya na Richard Mofe Damijo . A họpụtara ya maka nrite dị ka ome kacha mma na onye ndu na 2013 Nollywood Movies Awards .
Ngosipụta ndị ọzọ maka nka pụrụ iche gụnyere ;
1. Onye na-eme ihe nkiri kacha mma ma ọ bụ onye na-eme ihe nkiri Bekee na Nigeria na 1997.
2. Ihe nrite kacha mma maka ihe nkiri Heaven's Hell na emume ihe nkiri Eko International nke afọ 2015. [9]
Filmografii ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Owo Blow (1995)
- Out of Bounds (1997)
- <i>Diamond Ring</i> (1998)
- The Gardner (1998)
- Dangerous Twins (2004)
- Beyond the Verdict(2007)
- Smoke and mirrors(2008)
- Hoodrush (2012)
- Ayitale (2013)
- Heaven's Hell(2015)
- 93 Days (2016)
- Husbands of Lagos (2015)
- Circle of Three
- Lady Buckit and the Motley Mopsters
- Diamond in The Sky (2019)
Usoro ihe onyonyo
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ: | Aha: | Ọrụ | Onye isi: | Ref |
|---|---|---|---|---|
| 2015 | Ndị di Lagos |data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | N/a|data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | N/a | [10] | ||
| 2016 | data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | N/a | Kunle Afolayan |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Bimbo Akintola, Toyin Oshinaike in troubled union". punchng.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "Bimbo Akintola, Falode canvass support for working mothers". punchng.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "Age is no barrier to marriage – Bimbo Akintola". punchng.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "Bimbo Akintola cries out: I don't need a husband!". vanguardngr.com. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "30 Nigerian entertainers presently in the league of 40s". Nigerian Entertainment Today. 9 December 2015. Retrieved 5 July 2016.
- ↑ "Bimbo Akintola Biography". gistus.com. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "Why I Am Not Yet Married at 42..Bimbo Akintola". cknnigeria.com. Retrieved 13 August 2014.
- ↑ "Out of Bounds". Internet Movie Database. Retrieved 25 October 2014.
- ↑ Bimbo, Akintola. "Mrs". yen.com.gh. Omobolaji Folajinmi. Retrieved 28 April 2021.
- ↑ "'Husbands of Lagos' Meet cast of upcoming TV series [Photos]". Pulse Nigeria. Chidumga Izuzu. Archived from the original on 27 April 2015. Retrieved 16 March 2013.