Bose Alao

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bose Alao
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBose Alao Dezie
Aha ọmụmụBose Alao Dezie
Aha enyereBose Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Jenụwarị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Lagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, Lagos City Polytechnic Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2003 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteBest Actress Award Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Bose Alao Omotoyossi (amuru na abali isii nke onwaise n’afọ 1985) bụ nwaafọ Nigerian na eme ihe nkiri Nollywood. [1]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bose na Lagos na ezinụlọ nmadu 5, dịka nwa nke anọ. O wee bụrụ onye a ma ama mgbe ọ rụchara ọrụ na Yoruba Nollywood nkiri akpọrọ Itakun.

Bose gụsịrị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ praịmarị na Command, ma gaa Gideon Comprehensive High School nke ọguchara na 2002. Ọ guru akwukwo mahadum na University of Lagos - ebe ọ gara igụ bayoloji (Okwusigodu ịgu ya be akwukwo mgbe ọ tụụrụ ime obere oge ka obidoro akwokwo. n'ihi ọtụtụ ọmụmụ, ọ nweghị ike ịlaghachi azụ na ulọ akwokwo). Ọ gara Lagos City Polytechnic Ikeja ebe ọ nwetara akara National Diplọma na nchịkwa azụmahịa.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Bose bụ Ọkachamara Nollywood onye na-eme ihe nkiri, Onye na-ese ihe nkiri, Endorsement Model na entrepreneur. [2]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Bose lụrụ Razak Omotoyossi bụ onye amuru na Naịjirịa na agba bọọlụ na obodo Benin. Ọ muru ụmụ nwanyị anọ.

Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Imoran Ika (2006)
  • Opa Abo (2007)
  • Olasubomi (2011)
  • Bomilashiri (2013)
  • Osimiri N'agbata (2014)
  • Bọchị Ike (2016)
  • Ihe nkedo (2016)

Nturu Ugo[dezie | dezie ebe o si]

Awards Zafaa United Kingdom 2011 (Best Actress) [3]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu
2007 Mo Nbo Wa Olorun
2013 Wanabe "Enyi Halima Abubakar"
2015 Ijogbon "Bidemi, nwunye Femi Adebayo na esemokwu"
2016 Nnukwu Nna "Nadia"
2015 Osimiri n'etiti "Bridget nwa nwanyị nke mbụ"
2016 Robọchị ike ike "Onye iro Olivia Julliet Ibrahim"
2006 Oko Asa "Young Bukky Wright"
2006 Ekebe nke Paradaịs "Onye Nlekọta Attlọ nyocha" "Onye nduzi Creg Odutayo - MNET Production"
2016 Ahụhụ "Titi, ọnyà nye Ebere Mcniwizu"
2016 Imoran ika "Georgina"
2016 Ogwu "Georgina" "Na Ebube Nwagbo, Frank Artus na Eucheria Anunobi"
2014 Papa ajasco "Enyi Pepeye" "Onye mepụtara site na Wale Adenuga"
2011 Onikola "nwanyi nke juru ibi ugwu"
2007 Opa Abo "Moriyike"
2014 Bomilashiri "Adeola"
2006 ITAKUN "Nwa m nwanyi nye Racheal Oniga & Moyosore Olutayo"
2010 Olasubomi "Olasubomi"

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • List of Nigerian film producers

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Bose Alao out with Rivers Between. The Nation. Retrieved on 12 October 2016.
  2. Actress and wife of footballer, Bose Alao Omotoyossi bags first endorsement deal. NET. Archived from the original on 29 October 2016. Retrieved on 12 October 2016.
  3. Zafaa Honours Indigenous African Movie Makers In Ghana. Ghana MMA. Archived from the original on 13 October 2016. Retrieved on 12 October 2016.