Cecilia Ezeilo
Ọdịdị
Cecelia Ezeilo | |
|---|---|
| Deputy Governor of Enugu State | |
| In office 29 May 2015 – Present | |
| Personal details | |
| Born | |
| Political party | Peoples Democratic Party |
Cecilia Ezeilo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Cecilia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1967 |
| Ebe ọmụmụ | Enugwu Steti |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu |
| Ọkwá o ji | member of the Enugu State House of Assembly, Deputy Governor of Enugu State |
| Ebe ọrụ | Enugwu Steti |
Lolo Cecilia Ezeilo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye ọka iwu, onye ọrụ ebere na onye na-eme ihe ngosi telivishọn, onye jere ozi dị ka osote Gọvanọ nke Enugwu Steeti kemgbe afọ 2015.[1][2][3][4]
A họpụtara ya nke mbụ na Mgbakọ Steeti Enugwu n'afọ 2011, na-anọchite anya mpaghara Ezeagu.[5]
Ebemside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ HER EXCELLENCY’S PROFILE: THE DEPUTY GOVERNOR ENUGU STATE; published December 29, 2016; retrieved July 23 2019 via archive.org
- ↑ Ugwuanyi signs revised 2020 budget of N146b into law (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-07-30). Archived from the original on 2022-12-31. Retrieved on 2022-02-22.
- ↑ Ezeilo makes history as first female deputy governor; by Akintayo Eribake and Francis Igata; at Vanguard; published May 30, 2015; retrieved July 23, 2019
- ↑ Enugu govt wants FG to settle disputed border with Ebonyi - P.M. News (en-US). Retrieved on 2022-03-01.
- ↑ Ezeilo makes history as first female deputy governor (en-US). Vanguard News (2015-05-29). Retrieved on 2022-03-04.