Gaa na ọdịnaya

Charles Newuche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Charles Newuche
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereCharles Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Maachị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuSiggiewi F.C., FC Hoverla Uzhhorod, SOLTILO Bright Stars FC, First Bank F.C., Nigeria national under-20 football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Charles Nnaemeka Newuche (amụrụ na 14 Machị 1985 na Imo Steeti) bụ onye Naijiria na agba bọọlụ nke na agba maka Marsa.[1]

Ndị na akwado ya họpụtara Newuche maka onye egwuregwu kachasị mma nke otu ya n'afọ 2008/2009. N'oge ahụ, ọ gbara bọọlụ ugboro iri na isii maka FC Zakarpattia Uzhhorod na Persha Liha na Ukraine.[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Pembroke fail to lift off‚ independent.com.mt, 11 September 2017
  2. Fedya Fussball. "Ukraine 2008/09". RSSSF, 12 August 2009. Retrieved on 21 May 2013.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]