Chigozie C. Asiabaka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chigozie C. Asiabaka
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Septemba 1953 Dezie
Ebe ọmụmụImo State Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, researcher Dezie
onye were ọrụFederal University of Technology Owerri Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
isi agụmakwụkwọagricultural extension Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

 

Chigozie C. Asiabaka // i (amụrụ na Septemba 29, 1953)// ⓘ onye agụmakwụkwọ Naijiria, onye bụ osote onye isi nke isii nke Federal University of Technology Owerri (FUTO), [1] na Imo State. [2]

Mbido ndụ na akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Chigozie Asiabaka na Awo Idemili, Imo State. Ọ gara Government Sec School, Owerri, Imo State, ebe ọ natara asambodo ya nke Sec school, wee nweta PhD ya na ọrụ ugbo na agụmakwụkwọ na Mahadum Louisiana State, Baton Rouge na 1984.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Chigozie Asiabaka malitere dị ka onye nkuzi na FUTO ebe ọ kụziri ihe ruo afọ iri na otu site na 1986 ruo 1997. [3] [4] rụkwara ọrụ dị ka onye nhazi nke Research & Training Centre na FUTO ruo afọ ise site na 1992 ruo 1997. [1] Ọ bụ H.O.D na onye nduzi nke Centre for Continuing Education na FUTO, Imo State. [5] ọ nọrọ afọ abụọ site na 1992 ruo 1994 ọ rụrụ ọrụ dị ka onyeisi oche nke Kọmitii nke Deans na FUTO ruo afọ atọ site na 2004 ruo 2007. [6] bụkwa onye isi oche nke Endowment Fund Committee site na 2002 ruo 2004 n'otu ụlọ ọrụ ahụ nakwa dị ka onye otu Senate Governing Council ruo afọ abụọ site na 2005 ruo 2007. [1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 6th substantive vice-chancellor of the Federal University of Technology Owerri, Imo State
  2. List of Nigerian Universities (Accredited). nigerianfinder.com. Retrieved on April 28, 2018.
  3. NGP KYG: Professor Chigozie C. Asiabaka. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on April 28, 2018.
  4. NGP KYG: Professor Chigozie C. Asiabaka. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on April 28, 2018.
  5. NGP KYG: Professor Chigozie C. Asiabaka. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on April 28, 2018.
  6. NGP KYG: Professor Chigozie C. Asiabaka. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on April 28, 2018.