Chinenye Akinlade

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Chinenye Akinlade (born Chinenye Ivy Ochuba) is a Nigerian beauty pageant titleholder.

Chinenye bu nwa nke asaa amuru na etiti umu asato ma burukwa ejima Ka ogu chara sekondiri na Regan Memorial Secondary School,o turu ugo na egwuregwu eji ama nwa ada mara oke nma na obodo anyi naijiria na aro puku abuo na abuo mgbe o na eche na nnabata ya na mahadum.[1] Na agbayehi na oturu ugo ma kpuru okpu ola edo nke nwa ada mara oke nma na uwa ndum o rughi umu ada nke iri na egwuregwu ahu. Nwa ada Chinenye mere ofuma na mba afrika gbasara ihe egwureugu nwa ada mara oke nma.[2]

Chinenye guru akwukwo na mahadum nke legos steeti ebe o guru ihe gbasara agumagu ego ma jekwa akwukwo na oke mahadum di na Greenwich nke ndi bekee na akpo "university of Greenwich London" na aro puku abuo na asato.[3] O laghachitere ala nna ya bu naijiria ebe oruru oru na Exxon Mobil. Chinenye nuru di mkpa nwoke onye oji ego achu ego aha ya bu Mazi Kunle Akinlade. Chukwu jiri umu abuo cho ya nma.[4]

  1. http://www.thisdayonline.com/archive/2002/03/09/20020309sty01.html
  2. http://www.gisters.com/front/precious_talent/chinenye.shtml
  3. http://www.inspiremagonline.com/#/news/4530542302
  4. http://www.punchng.com/Articl.aspx?theartic=Art20100606310365