Chinwendu Ihezuo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chinwendu Ihezuo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1997 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNigeria women's national under-20 football team, BIIK Kazygurt, Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu19 Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Chinwendu Ihezuo onye nke ana akpọ Chinwe Ihezuo (Ọmụmụ 30 April 1997) bụ nwa afọ nke Nigeria na akụ bọlụ nke na akụrụ ndi BIIK Kazygurt nke Kazakhstan na ndi ụmụ aka na erubeghi afọ iri abụọ nke ndi oyibo kpọrọ Nigeria women's national under-20 football team.[1]

Early life[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Ihezuo na esi 30 nke ọnwa anọ na afọ 1997 na Ajegunle, Lagos, Nigeria.[2][3] Ọmụmụ na ọzụzụ ya bụ kwa na ebe ndi ogbenye ọnụ ntụ nke Ajegunle. Nwa ada nkea toro ogologo nke ọnụ ọgụ 1.7Àtụ:Height. Nne na nna ya nyere ya nkwalite nke pụrụ iche mgbe obidoro kụba bọọlụ. Nne ya tinyere ya aka ma were ego nke ọna enweghi enwe zụtara ya uwe nke eji egwu eguruegwu ukwu na ahia di na obodo ha. Na oge agbọghọbia ya n'ile, ya na ụmụ okorobia ndi nke bi na Ajegunle kụkọtara ya bu eguruegwu ukwu. Obodo ndi ogbenye ọnụ ntụ nkea ana akpọ Ajegunle ebipụtala ụfọdụ ụmụ okorobia pụrụ iche ndi nke na egwu eguruegwu ukwu na obodo Naijiriya. Ma ruo echi, ọ na amasi nwa ada Ihezuo ka ya na ụmụ okorobia na egwukọrita eguruegwu ukwu.

Club career[dezie | dezie ebe o si]

Ihezuo bidoro kụwa bọọlụ na otu ndi nke ana akpọ BIIK Kazygurt nke di na obodo Kazakhstan na afo 2016. O binyere ha otu afọ.[4][2][5][6] Na afọ nke Ihezuo kụrụ ha bọọlụ, o yinyere uwe nke ọnụ ọgụgụ iri na itolu ma rite uru egwuregwu ụkwụ iri na isii na apụmapụ iri abụọ.[4][3] Oso kwa ndi otu ya ma gwuo egwuregwu ụkwụ nke 2016-17 UEFA Women's Champions League, ebe obidoro egwuregwu na apụmapụ abụọ.[4][3]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Awosiyan, Kunle (1 March 2016). Omagbemi Invites 40 Players for AWCON Qualifiers | Silverbird Television. The Silverbird Group. Archived from the original on 25 October 2016. Retrieved on 4 March 2017.
  2. 2.0 2.1 Ojoye, Taiwo. "Ajegunle boys made me fall in love with football — Ihezuo – Punch Newspapers", Punch Newspapers, April 24, 2016. (in en-US)
  3. 3.0 3.1 3.2 UEFA. UEFA Women's Champions League – Chinwendu Ihezuo. UEFA.
  4. 4.0 4.1 4.2 starconnect (October 19, 2016). Chiwendu Ihezuo Arrives, Trains With Falconets. Starconnect Media. Archived from the original on October 25, 2016. Retrieved on May 3, 2017.
  5. "Chinwendu Ihezuo – Player Profile – Football".
  6. Iroha-Udoka, Jude. "Ihezuo arrives Falconets camp for U20 Women’s World Cup » TODAY.ng", TODAY Digital News and Media Limited, October 18, 2016.