Chioma Ajunwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chioma Ajunwa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChioma Ajunwa Dezie
Aha enyereChioma Dezie
aha ezinụlọ yaAjunwa Dezie
aha gọọmentiChioma Ajunwa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1970, 25 Disemba 1971 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ, asọmpi egwuregwu, ndị agha Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu, sprinting, Footbọl Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpilong jump Dezie
so na1996 Summer Olympics Dezie

 Chioma Ajunwa-Opara, MON (Amụrụ ya na ụbochi iri abụọ na ise, na Ọnwa iri na abụọ na afọ 1970) – aha eji mara ya bụ Chioma Ajunwa. Ọ bụ onye Naijeria na emere ha ihe egwụregwụ sụpọtụ nke a na akpọ "long jump". Na ndọghachi azụ nile ọ gabigara na ọrụ ya, ụwa matara ya mgbe o ritere Ọlaedo na ihe egwụregwụ sụpọtụ a n'akpo "Olympics", nke a mere o jiri bụrụ onye mbụ ritere ọlaedo na Naijeria na oge egwụregwụ nke akpọrọ "Summer Olympics" na afọ 1996 na ebe a na akpọ Atlanta. Ajụnwa bụ nwanyi mbụ na Africa ritere ọlaedo na ụdi egwụregwụ a. Ajụnwa bụkwa onye Ụwe ojii na Naijeria.

Mbido Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Amụ batara ya na ezinụlọ onye ogbenye na obodo a n'akpọ Ahiazu-Mbaise. Chioma Ajunwa bụ nwa nke ikpeazụ n'ime ụmụ itolu, o nwere ụmụnne nwoke isiii na ụmụnne nwanyi abụọ. Papa ya nwụrụ mgbe ọ ka na eto-eto, we hapụrụ nwụnye ya ọrụ ikwado nnụkwụ ezinụlọ. Ajụnwa onye ihe egwuregwu dị ịche ịche na amasi sonyere na ihe egwuregwu sụpoti na ụlọ akwụkwọ mgbe ọ gbara afọ iri na asatọ. O nwetere akwụkwọ nnabata na Mahadụm mana o bidoghi akwụkwọ nihi mama ya enweghi ego ikwụ ụgwọ Mahadụm. O mechara kpebia imụ ọrụ ndozị ụgbọ ala mana mama ya ekweghi ya imụ ọrụ a.[1][2][3]

Fụtụbọlụ[dezie | dezie ebe o si]

Di ka onye ọkachamara na egwuregwu sụpọti, Ajunwa gbara ndi otụ ụmụnwanyi fụtụbọlụ na mbụ, ọ nọ kwa na otụ fụtụbọlụ a n'akpo "Falkọns" gbara fụtụbọlụ na Wọldụ Kọp n'afo 1991. Mgbe a ọna agba bọlụ a'naghi ekwe ya soro ndi ọzọ igba bọlụ, ya bụ na etinyere ya i bụ onye ejiri mmejuo otụ fụtụbọlụ. Na osisa ajụjụ ajụrụ ya banyere ọnodụ ya mgbe ọ na agba bọlụ, ọsi na ọdighi akwa ụta na ọ hapụrụ egwuregwu fụtụbọlụ, maka na ọkanyela akara ya na egwuregwu ọzọ.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Chioma Ajunwa, mon Nigeria’s first Olympic gold medallist: My bitter-sweet story
  2. Ajunwa Chioma NGR (Web page). iaaf.org. International Association of Athletics Federations (1996–2009). Retrieved on 24 March 2012.
  3. Poverty Made Me a Mechanic. Archived from the original on 2014-05-02. Retrieved on 2017-07-04.