Chris Okewulonu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Chris Okewulonu
Chief of Staff to the Imo State Government
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Succeeded byNnamdi Anyaehie
Personal details
Born (1960-12-24) 24 Disemba 1960 (age 63)
Political partyPeople's Democratic Party
EducationImo State University (LLB)
Nigerian Law School (BL)
Alma materImo State University
ProfessionLawyer, Politician, Entrepreneur
Chris Okewulonu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereChris Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Disemba 1964 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọImo State University, Ụlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Chris Okewulonu // (Onye amụrụ n'ụbọchị nke iri abụọ na anọ n'ọnwa Disemba, 1960) bụ onye ọka iwu Naijiria, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ndị ọrụ nke Emeka Ihedioha bụ Gọvanọ nke Imo Steeti site n'ụbọchị nke atọ n'ime ọnwa Juunu, 2019 ruo n'ụbọchị nke iri na ise n'onwa Jenụwarị, 2020. Ọ bụ onye otu People's Democratic Party.[1]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Okewulonu na Amaeke, Avutu, Obowo n'afọ 1960. A kpọrọ ya n'ọrụ ikpe n'afọ 1986 o wee malite ọrụ ọka-iwu ya na ụlọ ọrụ iwu nke Gọvanọ mbụ na-abụghị onye agha nke Imo Steeti ochie, Onye ịsị oche Sam Mbakwe. Kemgbe ahụ, ọ nọ n'ọkwá na Gọọmentị Naijiria[2] dịka onye a họpụtara n'ime Ụlọ Nzukọ nke Imo Steeti.[3] Ọ rụkwara ọrụ dị ka odeakwụkwọ ukwu, Avutu Development Union site n'afọ 1988 rue n'afọ 1999.

N'afọ 1999, ọ ghọrọ onye na-enyere gọvanọ nke Imo Steeti aka. Ma n'afọ 2001, ọ ghọrọ onye kọmishọna maka Ọrụ, Ụlọ na Ụgbọ njem na Imo Steeti.[4][5] N'afọ 2004, ọ ghọrọ Onye isi oche / Onye nhazi nke Heartland Football Club ma n'afọ 2006, a họpụtara ya dị ka SSG nke gọvanọ imo steeti.[6] N'afọ 2008, Onye isi ala Naịjịrịa bụ Goodluck Johnathan họpụtara ya ka ọ bụrụ Kọmishọna Federal, na-anọchite anya Ndịda Ebe Ọwụwa Anyanwụ n'ihe gbasara Fiscal Responsibility komishon.[7]

N'afọ 2011, a họpụtara Okewulonu dị ka onye isi nchịkwa nke Ntuli aka maka ịhọpụta gọvanọ Ikedi Ohakim. ọzọ kwa, n'afọ 2015, a họpụtakwara ya dị ka onye nduzi ukwu nke Chukwuemeka Ihediohaz Gọvanọship Campaign.[8]

N'ụbọchị mbụ nke n'ọnwa Juun afọ 2019, mgbe a ṅụrụ iyi nke Onye Ukwu[9] Chukwuemeka Ihedioha dị ka Gọvanọ Ọchịchị nke Imo Steeti, Okewulonu bụ otu n'ime ndị mbụ a họpụtara ka ha ṅụọ iyi dịka Chima Nwana na a ṅu iyi ka ọ bụrụ Onye isi ndị ọrụ ma bụrụ kwa zie osote Onye isi ndị isi dika m sị kowaa.[10][11]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Imo Governor Ihedioha Appoints SSG, Three Others (en). Channels Television (2019-06-01).
  2. OKEWULONU HOSTS IHEDIOHA NEW MEDIA CENTRE (en). emekaihedioha.com.ng (2019-04-17). Archived from the original on 2020-09-26. Retrieved on 2023-05-10.
  3. Ihedioha appoints ssg chief of staff, others (en). The Nation (2019-06-02).
  4. A GLANCE AT OKEWULONU, IMO’S CHIEF OF STAFF – BY KENNEDY EWEAMA (en). The 247 uReports (2019-06-06).
  5. Leaders endorse Okewulonu’s aspiration (en). Nigeria News Point (2018-08-20).
  6. Heartland Shake Off Banishment (en). Allafrica.com (2006-05-18).
  7. ‘Don’t associate me with APC’ (en). Punch Nigeria (2016-11-06).
  8. THE MAN, HON. CHIEF (BARR.) CHRIS OKEWULONU (en). Arise Afrika (2018-09-02).
  9. Ihedioha Sworn In As Governor Of Imo State (en). Elombah News (2019-05-29).
  10. Governor Ihedioha appoints SSG, Chief of Staff, others (en). Daily Trust (2019-06-01). Archived from the original on 2019-06-08. Retrieved on 2023-05-10.
  11. Imo Gov Picks Onyeagucha as SSG; Okewulonu as Chief of Staff (en). USAAfrica (2019-06-01).