Christy Essien-Igbokwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christy Essien-Igbokwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChristy Essien-Igbokwe Dezie
Aha ọmụmụChristy Uduak Essien-Igbokwe Dezie
Aha enyereChristy Dezie
aha ezinụlọ yaEssien-Igbokwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Novemba 1960 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Akwa Ibom Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Jụn 2011 Dezie
Ebe ọ nwụrụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1970 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịrhythm and blues Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Christy Essien-Igbokwe

Christy Uduak Essien-Igbokwe MFR (11 November 1960 - 30 June 2011) bụ onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe egwuregwu na Naijiria. Mgbe ọ di ndụ, a na-akpọkarị ya Nigeria's Lady of Songs, a makwaara ya site n' abụ ya nke akpọrọ "Seun Rere". Ọ bụ onye isi oche nke mbụ nke Òtù na-ahụ maka Ịkụ egwú nke 'Performing Musicians Association of Nigeria'  (PMAN). Ọ bụkwa onye nlekọta na-eduzi Soul Train entertainment limited.

Essien-Igbokwe na-abụ abụ ya n' Igbo, Ibibio, Efik, Hausa, Yoruba nakwa n'asụsụ Bekee. N'ihi na Essien bụ onye n'asụ asụsụ Igbo, Hausa, Yoruba, English nke ọma, onyere ya ezi nnabata n;agbụrụ di iche iche. na nwaazụ ya Ibibio mere ka ọ bụrụ mkpesa nke na-agafe n'ahịrị agbụrụ. Ọ nwụrụ n'ụlọ ọgwụ a na-akọwaghị na Lagos.

Mbido ndụ [dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Essien-Igbokwe na Okat, Onna Local Government Area nke Akwa Ibom State, Naijiria. Nne ya nwụnahụrụ ha mgbe ọ dị afọ iri na abụọ nakwa Nna ya n'afọ 2005. Ọ bụ n' Aba n' Abia State ka enyi nne ya ya na ya bi gbara ya ume ka ọ bụwa abụ ma zụtakwara ya otu ihe eji echebe egwu iji dee abụ ya.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Essien-Igbokwe bidoro ọrụ agụm egwu ya n'otu di iche iche n'ụlọ akwụkwọ sekọndiri dika Uka Onu's Club n' Unikoko n' Aba, Abia State. Ọ pụtara n'ihe omume 'Now Sound' na Nigerian Television Authority Channel 6, Aba . N'oge ahu otu emume a na-akpọ 'The New Masquerade' was also airing na-ezikwa n'otu Steshọn a. Mgbe otu n'ime ihe ngosi ahụ na-aga n'ihu, ọ tụziri otu onye nkedo nke na-ekwu usoro ya n'ụzọ na-ezighị ezi, emesia e nyere ya ọkwa n' usoro a. N'afọ 1976, o sonyeere 'The New Masquerade' ma soro Akpenor, nwunye nke nwoke ahụ, bụ Jegede Sokoya (nke Claude Eke mere) .Ọrụ ya n' ihe ngosi a mere ka ọ pụta ihe n'afọ 1977. O bidoro kwalite ọrụ egwu ọkachamara site na-iwepụta abụm egwu nke mbụ ya a na-akpọ 'Freedom'. Ọtụtụ n'ime ihe odide ya ghọrọ egwu ama-ama, ma ọ dịghị nke mere nkeọma karia abụm ya n'afọ 1981 nke akpọrọ 'Ever My Liked My Person' nke Lemmy Jackson dere.

Mgbe ọ bụla, ọ na-agba mbọ ịkwụsi nsogbu na-emetụta ụmụ nwanyị na ụmụaka, ọ na-arụ ọrụ na ụfọdụ n'ime ihe nkiri nke Nollywood dika 'Flesh and Blood' na 'Scars of Womanhood',ha abụọ na-ekwu okwu banyere mmegbu ụmụaka na ibi úgwù ụmụ nwanyị. N'inwe ọchịchọ ime ka ndụ dị mma maka ndị na-eme ihe nkiri na Naijiria,"Nigerian artists',ekwuru na ya malitere nzukọ mbụ nke mere ka e guzobe Performing Musicians Association of Nigeria na 1981. Ka otu afọ mesịrị, e guzobere òtù ahụ ma Eze Sunny Adé ghọrọ onyeisi oche na nwa Sonny Okosun na-eje ozi dị ka onye na-esote ya, ebe ya onwe ya bụ onye nlekota ego. N'agbata afọ 1996 na afọ 1999, ọ ghọrọ nwanyi isi nke mbụ nke òtù ahụ. Nwanyi omee nke Akwa Ibom a pụtara ihe na ihe ngosi a na-egosi n'ọtụtụ mba na mba ụwa ma nweekwa nsọpụrụ nke ịgụ na ime ihe a ga-emesị mara dị ka ụda egwu nke obodo ya, "Akwa Ibom Mmi (My Akwa Ibom") na 1987, afọ nke okike ya. Ọ nwere ụlọ ahịa na Etinan, obodo ya dị n'Akwa Ibom State Akwa Ibom State ebe ọ na-ere ígwè obibi akwụkwọ.

Ihe Nrita site na mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

  1. “Silver Prize” onye mmeri na 6th Seoul Songs Festival, South Korea – 1983
  2. “Grand Prix “ onye mmeri na Neewollah Music Festival at Independence, Kansas, USA – 1983
  3. “International Special Achievement” Award of Musexpo, Acapulco, Mexico, 1983
  4. “Certificate of Merit” ihe nrita maka ide nakwa ghazie egwu na 10th Annual American Songs Festival, Los Angeles, USA – 1983
  5. “Audience Favourite” ihe nrita nke International Music Festival at Baker University, USA – 1983
  6. “Silver Prize” onye mmeri na Second International Music Festival of Oklahoma University, USA – 1983
  7. “Outstanding Performance” ihe nrita na World Song Festival, L.A. Arts Academy, USA – 1984
  8. “Distant Accord” ihe nrita na FIDOF Festival in Hollywood, L.A., USA, 1990
  9. Honorary Doctorate Degree (Honoris Causa) Award in Business Management na Cornerstone University & Theological Seminary, Jerusalem, Israel – 2010
  10. Honorary Doctorate Degree (Honoris Causa) Award in Literature-in-Africa na University of Berkeley, Chicago, Illinois, USA – 2010

Ihe nrite ndi si n'ụlọ[dezie | dezie ebe o si]

  1. “Lady of Songs” na Nigerian Entertainment Writers – 1980
  2. “Star Performer” ihe nrita Nigerian Television Authority – 1983
  3. “Best Actress Runner-Up” ihe nrita maka onye kachasi mma site silver Jubilee Committee na Nigerian Television Authority – 1984
  4. “African Music Mother” ihe nrita n'aka Music Extravaganza’84 ya na African Music Development, New York, USA
  5. “Adaha Onna” (Pillar of Onna LGA)
  6. Akwa Ikwo Eket (The Greatest Singer from Eket Community) na Eket LGA Authority
  7. Aha Nwanyi Ejiagamba 1 of Oru Ahiazu, Mbaise, Imo State
  8. “Golden Voice of Africa” site n'aka music Students Association, Obafemi Awolowo University, Ile-Ife.
  9. “Gold Award” nke 25 Nigerian Celebrities – 1988
  10. “Certificate of Honour” si n'aka Nigerian Union of Journalists, Anambra State Council – 1990
  11. “Certificate of Recognition” si n'aka National Film Festival – 1992
  12. “Service to the Music Profession” ihe nrita si n'aka Performing Musicians Association of Nigeria on platform of Nigerian Music Award (to Christy Essien Igbokwe/Edwin Igbokwe) for their efforts in it formation and creation - 1988
  13. Special Musical Patents Decoration Award – 1994
  14. “Merit Award for Excellence in the Field of Music Therapy” nke si n'aka Medical Association of Nigeria
  15. “Award of Honour” nke Nigeria Institute of Journalism Student’s Union, Ibadan Campus
  16. “Certificate of Honour” n'iji gosipụta ya dị ka nwanyị nke ihe ya na arụmọrụ ya dị mma na  egwu  site n'aka National Association of Akwa Ibom Students, University of Ibadan chapter.
  17. “Grand Fellow of Nigerian Youths” si n'aka Nigerian Youth Organization
  18. “Queen of Music International” ihe nrita si n'aka Association of Nigerian Theatre Arts Practitioners, Lagos State na Degbola International Promotions – 1996
  19. “Outstanding Achievements Uplifting Female” ihe nrita si n'aka Youth Re-Orientation Movement – 1996
  20. “Merit Award in Honour of Care for the Nigerian Child” si n'aka Broadway International School – 2000
  21. “Award of Excellence and Outstanding Leadership Qualities” nwanyi mbụ bụ onye isi Performing Musicians Association of Nigeria – 1998
  22. “The Best Dressed Female Musician” Patriotic Dress category ihe nrita na Nigeria Fashion Show – 1997
  23. “Member of the Greatest Performers” ihe nrita dika onye na-enye aka nke nnukwu  maka mmepe na nhazigharị nke ndị ntorobịa ụwa– 1996
  24. “Award of Excellence” dika Matron nke Great Eni-Njoku Hall (University of Lagos chapter – 2000
  25. “Pacesetter Award” site n'ṅhụta ya dika onye mbido na onye nhazi ECOWAS Cultural and Musical Festival & the Entertainment Award nke mbụ– 1997
  26. “Lover of Children” ihe nrita maka enyem aka ya n'ihụ na ụmụ aka biri ndụ nke ọma n'obodo – site n'aka legendary Page Boys Club (Socio-Cultural & Humanitarian Club)
  27. “Member of the Order of the Federal Republic si n'aka Federal Government of Nigeria – 1999
  28. “Defender of Children” si n'aka Interclassic Youth Forum (a non-governmental organization)
  29. “Outstanding Achievement in Entertainment Industry” n'aka Top Celebrities Magazine -2010
  30. “Merit Award for African Heritage” si n'aka The Gong African News Magazine - 2010
  31. “Honorary Fellowship Award” si n'aka Institute of Corporate & Business Affairs Management, Nigeria.
  32. “Nigerian Woman of Valor” n'aka National Centre for Women Development, Abuja – 2010.

Ebube na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

  1. “Entertainment Icon” site n'aka West African Women in Leadership Conference (in Ghana) – 2011
  2. “Excellence in Outstanding Performance & Hard Work” site n'aka National Association of Akwa Ibom State Students (NAAKISS) – University of Lagos Chapter – 2011
  3. E ji 'Google doodle' nye ya ebube na nkwanye ùgwù n'ụbọchi ncheta ọmụmụ ya na agbam afọ 58 na November 11, 2018

Ọnọdụ ihe omume / isi ihe ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  1. Matron; Eni-Njoku Hall, University of Lagos
  2. Matron; Akwa Ibom Journalists Forum, Kaduna
  3. Matron; National Association of Akwa Ibom Students, University of Port Harcourt
  4. Matron; Nigerian Youth Tourist Organization
  5. Matron; National Association of Akwa Ibom Students, University of Lagos
  6. Matron; Association of Beauty Therapy & Cosmetology of Nigeria, Lagos
  7. Matron; Worldwide Twins and Multiple Foundation
  8. Deputy Vice President/Vice Chairman, Governing Council of Institute of Corporate and Business Affairs Management, Nigeria.

Enyem aka ya[dezie | dezie ebe o si]

Ihe omume ndi ebere ya sitere n'afo 1980 mgbe ọ malitere imeri ihe kpatara obere ihe omuma n'ime obodo anyị gbasara umuaka Naijiria. Nke a pụtara ihe n' ọrụ ya dị ka:

  • Show a Little Bit of Kindness
  • Do You Hear Me Children?
  • Seun Rere
  • Hear the Call
  • Onwegh Ihe Ka Nnwa Na Uwa (Nothing is greater than child)

N'ezie, uru si n'ahịa nke akwụkwọ ya ndị gara aga na-anọgide na-eduzi ọrụ ebere na ndị nọ ná mkpa na ọha mmadụ.

Ihe gbasara oru ebere na njem nleta[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Lady of Songs agbasago otu ọrụ ebere ya na mba di iche iche na Naijiria dika: 
  2. Adamawa State (bụburu Gongola State); ebe o kwalitere ego nke Gọọmenti jiri aka rụọ, kwadebe, ịmegharị ma nye mmiri ọṅụṅụ na mgbapụta bụ isi maka nanị ụlọ ọrụ nhazigharị (nke dị na Jada) maka ndị nwere nkwarụ.
  3. Rivers State; ebe o kwalitere ego maka Catholic Children’s Home and Psychiatric School.
  4. Enugu State (then old Anambra); ebe o tinyere ụlọ nri na  School of the Blind, Deaf and Dumb, Ogbete, Enugu
  5. Plateau State; ebe ọ kwalitere ego site na-agụm egwu iji nye ụmụaka nwere nkwarụ na ngalaba a agụm akwụkwọ n'efu.
  6. Inye ihe niile sitere n'abọm nke iri ya nye ndi  Essential Child care Foundation’s coffer.
  7. O nwere ọtụtụ ụmụaka na-agụ akwụkwọ n'efu na mahadum di iche iche na Naijiria site na-agụm akwụkwọ n'efu ya. 
  8. Ọrụ enye m aka ya akwụsigi na Naijiria
  • Na Laiberia tupu agha obodo ahụ, ya (ịtụle otú o ji bụrụ onye ama-ama ebea) bụ ọbịa nke gọọmenti mba ahụ; iji kwalite ego iji meziwanye otu nzukọ telivishọn naanị di na Laiberia (mgbe ahụ) n'oge President Samuel Doe
  • Na Ghana ebe a kpọrọ ya ka ọ kwalite ego ma malite ịme njem na Ghana nke ka na-aga n'ihu ruo taa. Nke a bụ na 1994.

Ụfọdụ n'ime Ihe ndị ọzọ dị egwu omere[dezie | dezie ebe o si]

  1. NBIDO PMAN: Site n'echiche ya na nkwado di ya, o dekọtara ụbụrụ ahụ dịka ụbụrụ mgbe e guzobere otu mba a ghọtara nke ọma maka ndị na-egwu egwu na mba ahụ, bụ nke a na-akpọ Ịrụ Ọrụ Ndị Na-ahụ Maka Ndị Ọrụ Ngwá Ọrụ nke Nigeria (PMAN) na 1982. A na-ebute ya iji gboo ọdịmma na nchebe nke ndị egwu egwu Nigeria na ikike ha, mba na mba ụwa. Mgbe Union nọ na-aga ịla n'iyi, a dọrọ ya gaa n'isi ya iji mee ka nwa ya dị ndụ. Nke a mechara mee ka ọ bụrụ PMAN President maka okwu abụọ na-adịgide, ruo ugbu a, naanị otu nwanyị ka ọ ga-esi na-aga n'òtù azụmahịa na Nigeria.FORMATION OF PMAN: With her ideas and husband’s support, she recorded the feat as the brain behind the formation of the only recognized national (union) body for musicians in the country, aptly called Performing Musicians Employers Association of Nigeria (PMAN) in 1982. It is meant to cater for the welfare and protection of Nigerian musicians and their rights, nationally and internationally. When the Union was heading for extinction, she was dragged to head it so as to revive her baby. This culminated in her serving as PMAN President for two terms and remains, till date, the only female so far to have headed a trade union in Nigeria.
  2. FORMATION OF PMRS: She is a founding member of the Performing and Mechanical Rights Society (PMRS) of Nigeria and was the Chairman of the Board for two consecutive terms; becoming the second female to head the Society – after Chief (Mrs.) Keji Okunowo. The society is majorly concerned with the general responsibility of negotiating, collecting and distributing royalties on behalf of musical copyright owners who are mostly its members.
  3. ABROGATION OF OFFSHORE/ONSHORE OIL DICHOTOMY: It is on record that what the littoral State in Nigeria are enjoying today is as a result of the abrogation of the obnoxious onshore and offshore oil dichotomy which was made possible by God through Christy’s final push. She mounted campaign of persuasion that saw the regime of General Ibrahim Badamosi Babangida initiate and abrogate the dichotomy; thereby putting paid to the struggle that lasted decades.
  4. SUSTAINED EXISTENCE OF THE FRSC: It was through her interventional effort that the Federal Road Safety Commission (FRSC) remains today as separate entity. When it was planned for scrapping or merging with the Nigeria Police Force, she brought pressure to bear on the Federal government and thus the FRSC was spared till today. This again was during the tenure of Military President Ibrahim Babangida.
  5. PRIVATE TELEPHONY: It is a fact that granting license for the private telephony started from the regime of late General Sani Abacha. Christy had to intervene by pushing forward the idea that the world is fast changing in telecommunication. The idea came to her when a private telephone company (EMIS) that had its equipment and staff ready approached her with their predicament as a result of license denial. She fought this and thus EMIS became the first privately licensed telecommunication company; others then followed with ease.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  1. Freedom (LP, Album) Anodisc Records 1977
  2. Patience (LP) Anodisc Records 1978
  3. Time Waits For No One (LP) Blackspot (2), Decca 1978
  4. One Understanding (LP) Afrodisia 1979
  5. Give Me A Chance (LP, Gat) Afrodisia 1980
  6. Ever Liked My Person? ◄ (2 versions) Lagos International Records, Skylark Records 1981
  7. It's Time (LP, Album) EMI (Nigeria) 1982
  8. Taking My Time (LP, yel) Soul Train Records 1986
  9. Hear The Call (LP) Ivory 1990
  10. Mysteries of Life (LP) Soul Train Records 1992
  11. All of a Sudden (LP) Soul Train/Apex Entertainment 2011 (TBR)

Ṅrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ ndiọzọ[dezie | dezie ebe o si]

http://234next.com/csp/cms/sites/Next/Home/5640824-/christy_essien_igbokwe_turns_50_today.csp%7Ctitle=Christy Essien turns 50 Today - Next.com