Chukwuebuka Enekwechi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chukwuebuka Enekwechi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
aha gọọmentiChukwuebuka Enekwechi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Jenụwarị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụQueens Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị ọrụ yashot put Dezie
ebe agụmakwụkwọPurdue University Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpishot put Dezie
so na2018 Commonwealth Games, 2018 African Championships in Athletics – men's shot put, athletics at the 2020 Summer Olympics – men's shot put Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Chukwuebuka Cornnell Enekwechi (amuru n'ụbọchị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Jenuarị afọ 1993, na Queens, New York ) bu onye Naijiria- Amerika na-eme egwuregwu egwu na ama egwuregwu, ọpụrụ iche na mmemme ịtụ ihe. Ọ na-asọ mpi mba ụwa n'aha Naịjirịa . Ọ bụ onye mmeri ọla ọcha nke egwuregwu Commonwealth nke afọ 2018 na onye mmeri Africa na-achị achị n'agba mmemme egwuregwu shotput . [1] Ọ bụkwa onye mmeri egwuregwu mba Afrịka nke afọ 2019 na onye mmeri na-achị achị nke National Sports Festival nke Naijiria .

Nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

Nne na nna ya bụ Christian na Christiana Enekwechi bụ ndị Naijiria si Anambra na Imo steeti n'otu n'otu. O nwere ụmụnne atọ. [2] Enekwechi na-arụkwa ọrụ dị ka onye nkuzi nke ụlọ akwụkwọ sekọndrị West Lafayette . [3] [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dịka ọ na-asọ mpi n'aha Mahadum Purdue, ọ tụpụrụ ogbunigwe, discus , hama na ibu . Ọ gbara ọsọ na asọmpi NCAA nke 2016 na ogbunigwe na- onye nke isii na hama n'otu ụbọchị ahụ. Ọ bụ onye mmeri nke mmadụ iri dị elu n'ịtụ hama nke afọ 2014 na 2015 yana onye egwuregwu nke afọ 2015. [5]

Mgbe ọ nọ na Ụlọ akwụkwọ sekọndịrị nke Francis Lewis, ọ meriri asọmpi obodo ugboro abụọ, [6] ma bụrụ onye mmeri nke asọmpi ndị ntorobịa USATF nke afọ 2012. [7]

Mgbe o mechara kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Enekwechi tụrụ ihe karịrị mita iri abụọ na egwuruegwu shot put nke mbụ n'afọ 2016. Ọ meriri aha mba mbụ ya na asọmpi Naijiria nke afọ 2016 na Sapele na anya nke mita 19.60. [8] Ọ chụpụrụ agbapụ iru eru n'egwuregwu Olympic tinye akara nke mita 20.50 mana ọ jisiri ike nweta naanị mita 20.45 bụ ọkacha mma n'afọ ahụ. Ọ bụ n'afọ 2017 ka ọ nọchitere anya Naịjirịa na mba ụwa. Na Asọmpi mba ụwa London , ọ pụtaghị na agba nke iru eru. [9] Ọ nọchikwara anya Naịjirịa na asọmpi ime ụlọ nke ụwa nke afọ 2018 .

Afọ 2018 bụ afọ pụrụ iche na ndụ Enekwechi. N'egwuregwu Gold Coast Commonwealth, ọ meriri ihe nrite ọla ọcha n'azụ Tom Walsh jiri ịtụ mita 21.14. N'oge ahụ, nke a bụ ọ kacha mma nke onwe ya. Enekwechi gakwara n'ihu nweta mmeri n'asọmpi Afrịka n'Asaba n'ime afọ ahu. Akara mmeri ya nke mita 21.08 bụ ndekọ nke asọmpi Africa. Dị ka onye mmeri nke Africa a họpụtara ya ka ọ nọchite anya Africa na iko kọntinent Ostrava . N'ọnwa Disemba nke afọ 2018, o meriri ma shot put na hamma n'ememme egwuregwu mba nke iri na itoolu na Abuja . O debere ndekọ ememme egwuregwu mba nke mita 20.36 iji merie agbapụ ahụ. [10]

Ọ malitere oge egwuregwu nke èzí ya n'afọ 2019 site na iji egwuregwu shotput tinye ọ kacha mma onwe nke mita 21.28 na òkù Taylor George Glass. [11] [12] Akara a nọgidere bụrụ otu n'ime ihe iri kachasị elu n'ụwa ruo mgbe ọ mere karịa ya na Grande Premio Brasil Caixa de Atletismo nzukọ ịma aka mba ụwa . O debere ndekọ Naijiria ọhụrụ nke mita 21.77 iji merie mmemme ahụ. [13] Ndekọ a mere ka ndekọ gara aga Stephen Mozia nwere nke bụ mita 21.76.  [14] [15] Enekwechi nọchitere anya Naijiria na egwuregwu mba Afrịka nke afọ 2019 . N'ịbanye n'asọmpi ahụ, ọ mere ka ndekọ obodo ya dịkwuo mma site na ịtụba mita 21.80 ma obere ihe karịrị otu izu tupu egwuregwu ahụ. [16] N'igosi nguzosi ike dị egwu, ọ meriri emume ahụ site n'itụ mita 21.48, nke bụkwa ndekọ egwuregwu Afrịka. [17] Nke a mere ka ọ bụrụ onye ikom Naijiria nke atọ meriri asọmpi n'asọmpi egwuregwu mba Afrịka. Ọ ga-anọchi anya Naịjirịa na asọmpi mba ụwa nke afọ 2019 na Doha . [18] N'ịbanye n'asọmpi, ọ ka nọ n'ọkwa nke iri kacha elu n'ụwa.

Aha obodo[dezie | dezie ebe o si]

  • Shot put e mere: 2016 [8]

Ọ kacha mma nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

N'èzí

  • Shot put - 21.80 ( Schifflange 2019)

Ime ụlọ

  • Shot put - 21.09 ( Notre Dame 2019)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Obiri and Ta Lou dominate, Samaai defeats Manyonga at African Championships in Asaba| News | iaaf.org (en). www.iaaf.org. Retrieved on 2019-04-28.
  2. 2015-16 Track & Field Roster - Chukwuebuka Enekwechi (en). Purdue University Athletics. Retrieved on 25 August 2019.
  3. Former Purdue All-American raises bar for West Lafayette throwers (en). Journal & Courier. Retrieved on 2019-04-26.
  4. AAG 2019: Enekwechi produces another stunner (en-US). The Sun Nigeria (2019-08-16). Retrieved on 2019-09-20.
  5. Big Ten Announces Men's Outdoor Track & Field Individual Honors (en). bigten.org. Retrieved on 2019-04-28.
  6. Archived copy. Archived from the original on 3 March 2018. Retrieved on 3 March 2018.
  7. USATF - Events - 2011 USA Youth Outdoor Track & Field Championships. Archived from the original on 2019-12-22. Retrieved on 2022-03-08.
  8. 8.0 8.1 Olus (2016-07-09). Official Results of 2016 Nigerian Olympic Trials (en-US). MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2019-04-26.
  9. https://media.aws.iaaf.org/competitiondocuments/pdf/5151/AT-SP-M-q----.RS6.pdf
  10. Top 5 Nigerian Athletes who came to limelight in 2018 (en-US). Save Nigeria Sport (2018-12-25). Archived from the original on 2022-03-08. Retrieved on 2019-04-28.
  11. 2019 Taylor George Glass Invitational | MeetPro by DirectAthletics. crossroadstiming.com. Retrieved on 2019-04-26.
  12. World Men's List — 2019 (en-US). Track & Field News. Retrieved on 2019-04-26.
  13. Shot Put Result | Grande Premio Brasil de Atletismo | iaaf.org. www.iaaf.org. Retrieved on 2019-04-28.
  14. AAG 2019: Enekwechi produces another stunner (en-US). The Sun Nigeria (2019-08-16). Retrieved on 2019-09-20.
  15. Enekwechi sets new Nigerian Shot Put record in Bragança Paulista - IAAF World Challenge 2019. Enekwechi sets new Nigerian Shot Put record in Bragança Paulista - IAAF World Challenge 2019. Retrieved on 2019-09-20.
  16. Weekend Wrap: Enekwechi's huge throw erases NR, as Amusan impressively takes 3rd in Birmingham (en-US). Nigeria Athletics (2019-08-19). Archived from the original on 2020-08-12. Retrieved on 2019-09-20.
  17. Ogeyingbo (2019-08-27). Team Nigeria Review – African Games Day 12 (Tuesday, August 27th) (en-US). MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2019-09-20.
  18. Maduewesi (2019-09-19). Okagbare, Oduduru & Amusan top Nigeria's entry list for 2019 World Champs (en-US). MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2019-09-20.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Chukwuebuka Enekwechi at World Athletics
  • Chukwuebuka Enekwechi on Twitter
  • Chukwuebuka Enekwechi on Instagram

Àtụ:Footer African Champions men's shot putÀtụ:Footer All-Africa Champions Shot Put Men