Chukwuma Akabueze

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Chukwuma Akabueze
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1989 Dezie
Ebe ọmụmụIlorin Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichewing half Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Chukwuma Akabueze (amụrụ n'ụbọchị isii nke ọnwa Mee afọ 1989), nke a na-akpọ "Bentley", bụ onye Naijiria na-agbara Gençlerbirliği bọọlụ.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Onye bụbu onye na-agbachite ihu/enye goolu nke Kwara United tupu a kpọga ya na Odd Grenland n'ọnwa July nke afọ 2007. O nwere ezigbo ụkwụ aka ekpe nke o ji nye Zambia goal na-agba nke abụọ nke iko mba ụwa ndị n'akaribeghi afọ iri abụọ nke afọ 2007. Amamihe ya bụ ihe ọzọ eji mara ya nke doro anya site na goolu o nyere na 1-1 onye lawa onye lawa na Rosenborg BK n'ụbọchị abụọ nke ọnwa ọgọstụ nke afọ 2009. N'ụbọchị iri abụọ na anọ nke ọnwa Febụwarị afọ 2011 ọ bịanyere aka na SK Brann.

N'abalị iri na itoolu n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2013, Bentley gafere na klọb Chinese Super League Wuhan Zall.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye otu Naijirịa nke sonyere na Iko mba ụwa FIFA nke ndị n'akarịbeghị afọ iri abụọ nke afọ 2007 na Canada nke Chile wepụrụ ha na nkeji iri na ise nke ikpeazụ.

Ihe mgbaru ọsọ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Akara na nsonaazụ depụtara ihe mgbaru ọsọ Naịjirịa na mbụ[1].
Mba Ụbọchị Ebe a na-anọ Onye mmegide Ihe ruru Nsonaazụ Ịsọ mpi
1. 27 Mee 2007 Ebe Egwuregwu Mba Nile nke Moi, Nairobi, Kenya  Kenya 1-0 1-0 Ndị nwere omume enyi

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Akabueze, Chukwuma. National Football Teams. Retrieved on 5 May 2017.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]