Coming from Insanity

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Coming from Insanity
film
ahaComing From Insanity Dezie
ụdịcrime film Dezie
broadcast byNetflix Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta14 Jụn 2019 Dezie
Onye nduziAkinyemi Sebastian Akinropo Dezie
ekesa siteFilmOne Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie

Coming from Insanity bụ ihe nkiri mpụ Naijiria nke afọ 2019 nke Akinyemi Sebastian Akinropo duziri ma dee. Ọ gosiputara Gabriel Afolayan, Damilola Adegbite, Dakore Akande, Wale Ojo na Bolanle Ninalowo . [1]

E wepụtara ihe nkiri ahụ na 14 June 2019 ma gosipụta ya na Netflix na September 18, 2020. [2]

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Coming from Insanity na-akọ akụkọ banyere nwa okorobịa dị afọ iri na abụọ bụ Kossi (Gabriel Afolayan) nke nwere nghọta dị mma, onye e si Togo bubata na Lagos. Ọ na-eso ndị Martins (Wale Ojo na Dakore Akande), dị ka nwa okorobịa nọ n'ụlọ ma too ghọọ onye ezinụlọ ha. [3][4] O mechara soro ụfọdụ ndị enyi ndị ọzọ mee ego nke ya ma nke ahụ mere ka o soro na ndi EFCC na-enyo enyo.

Ndị na-eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

A Ahọpụtara ya maka akụkọ akụkọ izizi kachasị mma na 2020 Pan African Film Festival. O ritekwara ihe nrite nke Audience choice award best feature film na mmemme ihe nkiri Pressplay 2019.. [5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2019

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Coming from insanity ready for public viewing (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-03-23). Retrieved on 2020-10-05.
  2. BellaNaija.com (2020-09-07). New Nollywood Titles on Netflix this September (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2020-10-05.
  3. Film Review: Coming from Insanity makes an effort, doesn't quite succeed » YNaija (en-GB). YNaija (2019-07-03). Retrieved on 2020-10-05.
  4. Gabriel Afolayan assumes the role of a certified criminal in 'Coming From Insanity' (en-US). Pulse Nigeria (2019-04-18). Retrieved on 2020-10-05.
  5. Pan African Film Festival 2020 – Coming From Insanity (en-US). We are moving stories (13 February 2020). Retrieved on 2020-10-05.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]