Corinne Mitchell

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Corinne Mitchell
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereCorinne Dezie
aha ezinụlọ yaMitchell Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Maachị 1914 Dezie
Ebe ọmụmụBaskerville, South Hill Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Eprel 1993 Dezie
Ebe ọ nwụrụWashington, D.C. Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, educator, omenkà Dezie
ụdị ọrụ yaart of painting Dezie
ebe agụmakwụkwọSaint Paul's College, Virginia State University, George Washington University Dezie
Ebe ọrụWashington, D.C. Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaThe Johnson Collection Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
omenkà faịlụ naNational Gallery of Art Library Dezie

Corinne Mitchell (1914-1993) bụ onye America na-ese ihe na onye nkuzi. Ọ bụ onye Africa America mbụ nwere ihe ngosi onwe ya na National Museum of Women in the Arts.[1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mitchell née Howard na Machị 10, 1914, na Baskerville, Virginia, nké iri na otu n'ime ụmụ iri na asatọ.[2] Ọ gàrà St Paul's College na-enweta akara ugo mmụta na 1935, Virginia State College na- nwetara B.A na 1951, na Mahadum George Washington na-enweta MA na 1965.[3]

N'afọ 1938 ọ lụrụ William E. Mitchell. Di na nwunye ahụ nọ na Washington, D.C. na 1956. Mitchell gàrà n'ihu na-akụzi na Montgomery County Schools ruo n'afọ 1982.Site n'ọrụ ikike ọbọdọ ya, Mitchell matara ndị na-ese ihe na mpaghara Washington Loïs Mailou Jones, Delilah Pierce, na Alma Thomas.[3][4]

N'afọ 1992, National Museum of Women in the Arts mèrè ihe ngosi Glimpse of Joy, nke bụ ihe ngosi mbụ nke NMWA nke nka nwanyị Africa America.[4] N'afọ 1993, ụlọ akwụkwọ Charles Sumner mèrè ihe ngosi nkè ihe osise ya iri abụọ na itoolu.[2] Ọrụ ya dị na The Johnson Collection, Spartanburg, South Carolina.[5]

Mitchell nwụrụ n'April 21, 1993, na Washington, D.C.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Corinne Mitchell - Biography. AskArt. Retrieved on 5 February 2022.
  2. 2.0 2.1 2.2 Barnes (23 April 1993). Corinne H. Mitchell Dies. Washington Post. Retrieved on 5 February 2022.
  3. 3.0 3.1 Mitchell, Corinne 1914–1993. Encyclopedia.com. Retrieved on 5 February 2022.
  4. 4.0 4.1 Corinne Mitchell (en). The Johnson Collection, LLC. Retrieved on 5 February 2022.
  5. Man Hurrying Home (en). The Johnson Collection, LLC. Retrieved on 5 February 2022.