DJ Lambo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Olawunmi Okerayi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOlawunmi Okerayi Dezie
aha pseudonymDJ Lamborghini, DJ Lambo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Ọktoba 1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
ŃnàTony Lewis (born as Anthony James Lewis) Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụdisc jockey, àgwà redio, hype man Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Abuja Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2013 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdịAfrobeats, egwu hip hop, techno Dezie
akara ndekọChocolate City Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie
ahọpụtara makaCity People Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Olawunmi Okerayi, ónyé eji aha nkwago bụ DJ Lambo mara, [1] bụ nwaafọ Naịjịrịa nwere nka n'ịkpọ egwu diski . Egwu ya bu "Drank" bụ nke Reinhard mepụtara ,nke emere ezi nnyocha gbakwunyere ọkpụkpọ egwu ogologo oge . A bịanyere aha ya na otu egwu Loopy na 2013 tupu ya na Chocolate City emekọ bụrụ otu na 2015. O meriri DJ nwanyị nke Afọ na 2016 City People Entertainment Awards . Nigerian Entertainment Today (NET) depụtara ya dị ka otu n'ime DJ Naịjirịa ise bụ ísí ahụrụ kwawa okpu ndị a ga atụ anya ha na 2015. [2]

Na 2017, DJ Lambo so na DJ ole na ole ahọpụtara ịkpọ egwu na Big Brother Nigeria ’agba nke abụọ na emume Satọdee nke ihe ngosi Big Brother Naija . [3] [4]

Mmalite ndụ na ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Mmalite Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

DJ Lambo toro n'etiti ụmụnne nwoke ano na Nigeria . [5] Nna ya, DJ Tony Lewis [6] metụtara ọrụ ya dị ka diski jockey . [7] Ọ malitere ọrụ aka ya na 2008–2009 dịka onye ama ama na Redio bụ Redio personality ((OAP) na ụlọ ọrụ mgbasa ozi redio bụ Raypower 100.5 FM, Rhythm FM 94.7 Abuja, na Love 104.5 FM Abuja. [8]

Nkà[dezie | dezie ebe o si]

DJ Lambo na-akọwa ụda egwu ya dị ka njikọta nke egwu ụlọ,techno, afropop na hip hop .  abụ ya bụ "Drank" bụ nke Reinhard mepụtara ma mee ya ezi nnyocha tinyere ohere ọkpụkpọ ogologo oge. Edebanyere aha ya na otu egwu Loopy na 2013 tupu ya na Chocolate City emekọnụ bụrụ otu na 2015.

N'ọnwa Maachị, 2017, ụlọ ọrụ Smirnoff hiwere ọgbakọ ime nhatanha nhọrọ egwu na nnọchite nke International Women's Day ,iji too umu nwanyị n'akpò egwu na gburugburu ụwa. [9] DJ Lambo bụ onye nke iri na asatọ n'ọnụ ọgụgụ ahọpụtara ,nke gbasara ụmụ nwanyị bụ ísí ahụrụ kwawa okpu na nhọrọ" Smirnoff Top Women Electronic Artists playlist" nke eji egwu"Motion" ya. [10]

N'abalị̀ iri abụọ n'ọnwa Maachị, 2017, Smirnoff Nigeria mekwara emume nke Ụbọchị ncheta Ụmụ nwa na mba ụwa na ụlọ ezumike Crest dị na Jos ,nke ndị ahọpụtara ka ndị isi mmeri atọ ikpeazụ sokwa nọrọ na asọmpi nke Smirnoff X1 gbasara ụmụ nwaanyị n'akpọpụta egwu, ndị gụnyere DJ Lambo na DJ Spinall na mmemme ahụ. [11]

Onye isi Choc Boi Nation[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị̀ iri na otu n'ọnwa Jun, 2017, e mere ya onye isi na onye isi oche nke Choc Boi Nation (CBN), akara ndekọ pụrụ iche nke Chocolate City Music . Site na ọkwa a ọ ghọrọ otu n'ime nwanyị gbara mgbọrọgwụ na-ahụ maka ndekọ egwu na ụlọ ọrụ egwu na Nigeria . Nzuko ndị ọrụ nta akuko a, nke emere na Lagoosụ, nke MI Abaga, Dice Ailed,joker na Loose kaynon, ndị otu ya na ndekọ labeelụ bịara. [12]

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

DJ Lambo nwere akara nzere na English and Literature na University of Abuja . [13]

Ọrụ ndị ama ama[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gosipụtala n'ọtụtụ ihe omume na ihe ngosi na-ewu ewu kemgbe ogbakotere n'ọkwa, gụnyere:

Mmemme Afọ
" Nnukwu Nwanna Naija " 2017
"Smirnoff House Party (SMIRNOFF X1 FEMALE DJ)"
" Nnukwu Nwanna Naija " 2018
" Nnukwu Nwanna Naija " 2019

Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Nke sịngụl

Dị ka onye na-ese ihe
Afọ Aha Album
2015 "Mmegharị ahụ"

(feat. Seyi Shay, Cynthia Morgan & Eva Alordiah )

"Nwa nwanyi ike"
2017 "Bebe" [14] ( feat. Victoria Onyinye & Skalez Abụghị Album

Na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye

2018 "Kunta Kunte"

(feat. Obere Dọkịta & Mazi Real )

2020 "Bella"

(feat. Iyanya & Lady Donli)

Akụkọ banyere obodo abụọ

Dị ka omenka[dezie | dezie ebe o si]

Ndepụta nke sịngụl dị ka o gosipụtara omenka, ya na asambodo, na-egosi afọ ewepụtara na aha albọm
Afọ Aha Asambodo Album
2014 "Millionaira Champagne"

( MI feat. Ice Ice, Sarkodie & DJ Lambo)

30,000 na ahịa ire ere Onye isi oche

Sịngụl ekpokọtara[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye na-ese ihe
Afọ Aha Album
2015 "Ezigbo"

(DJ Lambo, Milli & Dais Ailes )

" TICBN " & "Na Na Na (Na Na Na Na Na Na Na Na Na)"

Albọm ekpokọtara ọnụ[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Bọchị wepụtara
2015 Mba na-emebi emebi Choc Boi 30 Eprel 2015

Albọm agwakọtara[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Bọchị wepụtara
2015 Oge A-agba Egwu 17 Julaị 2015
2016 Nwanyi Ike 19 Mee 2016

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ
2016 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo DJ nke Afọ (Nwanyi) [15] Onwe ya |style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]