Cynthia Morgan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cynthia Morgan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoCynthia Ikponmwenosa Morgan Dezie
Aha ọmụmụCynthia Ikponmwenosa Morgan Dezie
Aha enyereCynthia Dezie
aha ezinụlọ yaMorgan Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Septemba 1991 Dezie
Ebe ọmụmụKazaure Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdịpop music, egwu hip hop, rapping, dancehall Dezie
Ihe nriteELOY Awards, The Headies Dezie
ahọpụtara makaNigeria Entertainment Awards, The Headies Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Cynthia Ikponmwenosa Morgan (a mụrụ ya n'ubochi iri-abuo na-ato n' onwa Septemba n' afo 1991), [1] a mara ya nke oma n'oge gara aga dịka Cynthia Morgan, mana ugbu, ọ bụ Madrina k'ejiri mara ya nke oma [2] dịka nwa-ada Nigerian nke na-ede abụ, na-agụkwa egwu. Egwu ya bụ ngwakọta nke pop,hip hop,dancehal na rap . Aha ya pụtara ihe ngbe ọgụpụtara egwu abụọ dị iche nke a akpọrọ "Etiwala Obi M" na "Duru m na-aga", nke a gbasara nke oma na site n'igwe nkiri onyo-nyoo na redio, nwetakwa nnyocha dị mma n'aka ndị nkọcha. Cynthia mere ihe egwuregwu mbụ ya na ihe nkiri Nollywood n'afo 2016 "Ajọ Nkpụru ọgụgụ" nke natara ntụzi aka Saint Joseph ovensehi na ihe nkiri ọchị nke AY nke akpọrọ, 'njem ejere n'obodo Jamaica'. [3]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Cynthia Morgan na Benin City, Edo State ebe ọ gụsịrị agụmakwụkwọ ọta-akara mgbe ọgbara afọ atọ. [4] Mgbe ọ dị afọ atọ, ọ bụrụ-kwara onye na-abụ abụ nkwado ndi otu egwu nne ya.

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ dị afọ asaa, Cynthia Morgan malitere ide egwu, mgbe o ruru afọ iri na asaa, o depụtara egwu izizi ya nke General Pype so na ya nke akpọrọ "Dutty Stepping". N’afọ 2008, ọ kwagara Lagos ka ọ gakwuo n’ihu n’egwú ya. [5] [6] ọ na-akpọ onwe ya " Killa Marshal " nke na-akwalite ugwu ya n'ogbe egwu. [4]

N'ụbọchi iri abụọ na abụọ, n'ọnwa August, n'afọ 2013, Cynthia Morgan bịanyere aka n'akwụkwọ maka ịnonyere Northside Entertainment Inc. nke Jude 'Engees' Okoye nwe. [7]mgbe ọnwa ole na ole gasịrị, ọ wepụtara egwu abụọ nke a nke dara, ha bụ "Etiwala Obi M" na "Duru m na-aga" nke nwetara nnyocha dị mma site na ndị nkwado ya; ahịrị egwu nke ikpeazu ya nwetala ya nhọpụta nke “Best Reggae / Dancehall Single” na The Headies 2014[8]

N'ubọchị iri abụọ na-ato, nke ọnwa May, n'afọ 2020, Cynthia Morgan, na ọnọdi dịka onye ewepụtabeghị abụ ruo ọtụtụ afọ na nnọkọ Instagram kọwara na aha ogbe egwu ya fulahara ya, "Cynthia Morgan", ejirimara ya n' VEVO, usoro ndị eze, ejiri mara ya n'Instagram na ihe ndị ọzọ n'ihi nkwekọrịta o bianyere Jude Okoye aka. O kowara na-obi dara ya mbà mgbe ya na Jude Okoye nke Northside Entertainment nwerechara nsokwu, mana ọ gwaghị ndị mmadụ gbasara nsogbu ya. [9] Fans gara n'ihu inye onyinye ihe ịchụ nta ego nke edobere maka ya [10] ma ọbụnadị Afrobeats Superstar Davido tụlere ma gwa ya ka ọ kpọọ ya maka imekọ ihe ọnụ. [11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Otu ndi ahoro[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Inc-musong

  • "Ọrụ Nzọụkwụ" (2009)
  • "Jhybo ft Cynthia Morgan-E jo lefero (2009)
  • "Right Move" (2011)
  • "High High High" & "Ojoro" (2012)
  • "Emela Obi M" & "Duru M Na" (2014)
  • "Ewere m" (2014)
  • "Popori" (2014)
  • "German Juice" (2015)
  • "Bịa Mee" (2015)
  • "Simati Niya" (2015)
  • "Mama Mama (2015)
  • "Olowo" (2016)
  • "Afụ ụfụ" (2016)
  • "Enweghị igwefoto" (2017)

Dị ka onye na-ese ihe osise[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Inc-musong

  • "Ejo le fe ro" - Jhybo ft. Cynthia Morgan (2010)
  • "Bruce Lee" - TK Tycoon ft. Cynthia Morgan & Atụmatụ (2011)
  • "Gbogbo Hustling" - Tha Suspect ft. Zee, Bigmaxx, Cynthia Morgan & Tesh Carter (2012)
  • "Faaji" - Tony Ross ft. Cynthia Morgan na AQ (2013)
  • "Ego" - KKTBM ft. Yung6ix, Cynthia Morgan, Tesh Carter & SD (2014)
  • Nye Dem "- DJ Prince ft. Dammy Krane, Mac 2 & Cynthia Morgan (2014)
  • "Na Na Na Na Naa" - Lil Kesh ft. Chidinma, Eva & Cynthia Morgan (2014)
  • "Jamo" - Illbliss ft. Cynthia Morgan (2014)
  • "Number 1" - Chopstix ft. Cynthia Morgan, Shaydee & Yung L (2015)
  • "Go Gaga (Remix)" - MC Galaxy ft. Nkume Bwoy, Cynthia Morgan (2015)
  • "Na Na Na Na Na" - Splash ft Cynthia Morgan (2016)
  • "Fine n Clean" - Jesse Jagz ft. Cynthia Onyema (2017)
Afọ Emume onyinye Nrite Nsonaazụ
2014 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa Naịjirịa 2014 style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[12]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[12]
South South Music Awards style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[13]
Isi 2014 style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[14]
Ben TV onyinye style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[15]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[15]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[15]
ELOY Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[16]
2015 style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[17]
Onyinye Ntụrụndụ 2015 Nigeria style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
South South Music Awards style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[18]
2016 Ndị isi 2015 style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[19]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[20]
  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa


[21]

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Cynthia Morgan. Archived from the original on 2018-07-25. Retrieved on 2020-09-26.
  2. "Cynthia Morgan Rebrands, Changes Stage Name To ‘Madrina’; Releases New Music Video ‘Billion Dollar Woman’ – INFORMATION NIGERIA", 8 May 2018.
  3. Cynthia Morgan Makes Comeback with ‘Lead me on’. Archived from the original on 2018-09-02. Retrieved on 2020-09-26.
  4. 4.0 4.1 Cynthia Morgan Biography (Marshal Morgan). Archived from the original on 17 August 2016. Retrieved on 14 January 2015.
  5. Artist Profile: Cynthia Morgan. musicstreet.com. Archived from the original on 16 September 2013. Retrieved on 23 April 2014.
  6. Cynthia Morgan ft Pype – Dutty Wine. Archived from the original on 2017-08-10. Retrieved on 2020-09-26.
  7. Jude ‘Engees’ Okoye signs Cynthia Morgan to Northside music
  8. Cynthia Morgan – Don't Break My Heart + Lead Me On (11 November 2013). Archived from the original on 19 March 2014. Retrieved on 23 March 2014.
  9. "Cynthia Morgan reveals battle with depression, what Jude Okoye did to her".
  10. Fans Push For Cynthia Morgan’s Comeback, Open GoFundMe Account. Retrieved on 16 June 2020.
  11. Davido reaches out to Cynthia Morgan, offers to help her. Retrieved on 16 June 2020.
  12. 12.0 12.1 Cynthia Morgan Gets Two NEA Nominations. Stella Dimokokorkus (4 June 2014). Retrieved on 2 February 2016.
  13. Yoyo Wins Award at the Prestigeous[sic] South South Music Awards (SSMA) 2014. OlodoNation (18 December 2014). Archived from the original on 7 January 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  14. DonBoye (15 December 2014). The Headies 2014 – Winners List. NotJustOk. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  15. 15.0 15.1 15.2 Music Awards. Ben TV. Archived from the original on 17 January 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  16. Adiele, Chinedu (20 October 2014). Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo’Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated. Pulse Nigeria. Retrieved on 2 February 2016.
  17. Aina, Idris (30 November 2015). ELOY AWARDS 2015: Seyi Shay Beat Yemi Alade, Cynthia Morgan & More To Music Artist Award. Entertainment Rave Magazine. Archived from the original on 3 February 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  18. Bankole (10 November 2015). #SSMA2015: Blackmagic, Cynthia Morgan, Johnny Drille Nominated. 360Nobs. Archived from the original on 14 January 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  19. Badmus, Kayode (2 January 2016). #Headies2015: Cynthia Morgan wins Best Reggae/Dancehall. Nigeria Entertainment Today. Archived from the original on 5 February 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  20. Abumere, Princess Irede (2 January 2016). Reekado Banks beats Lil Kesh, Kiss Daniel, Korede Bello, Cynthia Morgan to win Next Rated Act award. Pulse Nigeria. Archived from the original on 16 February 2016. Retrieved on 2 February 2016.
  21. Cynthia Morgan ft Pype – Dutty Wine