Gaa na ọdịnaya

Deji Aliu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Deji Aliu
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoDeji Aliu Dezie
Aha gọọmentiDeji Aliu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Novemba 1975 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, asọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
So na2004 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics, 2002 Commonwealth Games, 2006 Commonwealth Games Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Deji Aliu
Medal record
Men's athletics
Representing Nigeria
Olympic Games
Bronze medal – third place2004 Athens4x100 m relay
World Championships
Disqualified1999 Seville4x100 m relay
All-Africa Games
Gold medal – first place2003 Abuja100 m

Deji Aliu (amuru 22 Novemba 1975 na Lagos ) bu onye oso na Naijiria . Ọ meriri mmemme 100 mita na 2003 All-Africa Games . Ọ nwetere ọkwa nke anọ na mmemme na asọmpi Commonwealth 2002 .

Aliu kpụrụ so na ndi otu egwuregwu relay nke Naijiria bụ ndị nwetara ihe nrite ọla nchara n'asọmpi 2004 Olympik . Ọnụ na Innocent Asonze, Francis Obikwelu na Daniel Effiong . Ọ meriri ihe nrite ọla nchara na 4 x 100 mita relay na 1999 World Championships in Athletics, mana e mechapụrụ ndị otu ahụ (na August 2005) n'ihi na Innocent Asonze dara ule doping na June 1999.

Ihe kacha mma nkeonwe

[dezie | dezie ebe o si]
  • 100 mita - 9.95 (2003)
  • 200 mita - 20.25 (2002)

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Deji Aliu at World Athletics
  • Aliu Deji at the International Olympic Committee
  • Deji Aliu at Olympics at Sports-Reference.com (archived)

Templeeti:Footer All-Africa Champions 100 m MenTempleeti:Footer All-Africa Champions 4 × 100 m relay Men

Templeeti:Footer Junior World Champions 100 m Men