Delilah Pierce
Ọdịdị
Delilah Pierce
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha ezinụlọ ya | Pierce |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1904 |
Ebe ọmụmụ | Washington, D.C. |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Mee 1992 |
Ebe ọ nwụrụ | Washington, D.C. |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, curator, omenkà |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Ihe nrite | Women's Caucus for Art Lifetime Achievement Award |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Smithsonian American Art Museum |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library |
Delilah Williams Pierce (March 3, 1904 - 1992) bụ ónyé Africa America na-ese ihe, onye nlekọta na ónyé nkụzi nke bi na Washington, District of Columbia .[1][2] A maara Pierce nke ọma màkà ịkwado nka ndị Africa America na ihe nlereanya ya na ụdị eserese ya, abstraction.[3]
Otu n'ime ọrụ ya dị na nchịkọta na-adịgide adịgide nkè Smithsonian Museum of American Art.
Otu ọnwa tupu ọnwụ ya na 1992, ọ nwetara akara ugo mmụta nsọpụrụ na Mahadum nke District of Columbia, Washington, DC (DHL). Ọ kwadoro agụmakwụkwọ ọbọdọ.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 "Delilah W. Pierce", washingtonpost.com, June 3, 1992. Retrieved on November 4, 2016.
- ↑ "Delilah Pierce." St. James Guide to Black Artists, Gale, 1997. Gale In Context: Biography, https://link.gale.com/apps/doc/K1635000274/BIC?u=txshracd2891&sid=bookmark-BIC&xid=eb2129cd. Accessed 1 Feb. 2022.
- ↑ Delilah W. Pierce (1904 to 1992), artist, curator, educator, and advocate, is known for her fluid style, which ranged from figurative to abstract.. blackartinamerica.com. Archived from the original on 2016-10-03. Retrieved on 2 October 2016.