Denrele Edun

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Denrele Edun
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaEdun Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Jụn 1983 Dezie
Ebe ọmụmụHamburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1995 Dezie

Adenrele Oluwafemi Edun nke a maara dị ka Denrele (amụrụ n'abalị atọ nke ọnwa June afo1981 ), bụ onye n'eme ihe ngosi telivishọn na Naijiria, onye n'enwetala ọtụtụ onyinye .[1] ome ihe omume TV a eritela ọtụtụ ihe nrite nke gụnyere The Best TV Personality na NEAs na New York 2011, Dynamix Award maka Best Youth TV Personality Nke afọ 2006/2007/2008, The Future Award for Best Producer 2007.[2][3]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Denrele na Hamburg, Germany, nna ya bụ onye Yoruba na nne ya bụ onye India-Mauritian. Ọ bụ naanị nwa nwoke ma nwee ụmụnne nwanyị abụọ. O tolitere na Germany wee lọta Nigeria mgbe ọ dị afọ ise ebe ọ gara St Gregory's College, Ikoyi na Mahadum Lagos .[1]

Ọ bụ onye isi na-agba egwu / onye na-agụ egwu nke"The Iroko Band" nke onye na-eme ihe nkiri, Dr Ola Balogun na-elekọta ma mesịa bụrụ onye na-agba egwu Backup maka LexyDoo, Ruggedman, Jazzman Olofin, 2Shotz, Lady Di na "Stage Shakers".[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A maara Denrele maka ụdị ejiji ya na àgwà ya.[5] Ọ malitere ọrụ telivishọn ya dị ka onye na-eme ihe nkiri mgbe ọ dị afọ iri na otu mgbe ọ na-eme ihe ngosi / na dị ka onye mmepụta nke Kiddievision 101 na NTA Network . Dị ka onye ka na-agụ akwụkwọ na Mahadum nke Lagos, ọ banyere n'ịme ihe ngosi nlereanya, mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ sonyeere Sound City dị ka onye na-eme ngosi na ngụpụta TV. Denrele gụrụ gbasara Bekee na Mahadum nke Lagos .[6]

Denrele bụ onye omume ntụrụndụ nke a kọwara ụdị ya dị ka udi "punk na fun". N'ajụjụ ọnụ ya na ModernGhana, o kwuru "Ana m egosiputa onwe m. Ihe ka ọtụtụ n'ime ndị mmadụ na-ajụ m ajụjụ ahụ ma m ga-asị na achọrọ m ịbụ onwem. Ụfọdụ ndị na-eche na m na-eyi uwe dị ka nke a iji dọta uche, mana enwelamrịị nlebara anya site na nwata. "[7][8]

Denrele enwetala ihe nrite iri na isii na ihe karịrị nhọpụta iri atọ na ọrụ ya. Ọ rụburu ọrụ na SoundCity tupu ọ kwụsị ma gaa n'ihu búrụ otu n'ime VJ nke Channel O.[9]

Denrele agbala ndị dị ka Akon, Beyonce Knowles, Tyler Perry, Lil 'Kim, Snoop Dogg, Cuba Gooding, Amerie, na Lloyd ajụjụ ọnụ.[10] Edun mebere mmepe ihe nkiri nke Hoodrush.[11] A na-enyekwa Denrele otuto maka ịbụ otu n'ime ndị ndụmọdụ wetara ihe ịga nke ọma nke Big Brother Amplified Winner Karen Igho .[12]

Denrele Edun na ndị ọzọ a ma ama n'akwukwọ ndepụta aha ndị mbụ pụtara na ihe nkiri Nollywood bu Make a Move . Ihe nkiri a gosipụtara ndị nwere nka ihe omume dịka Omawumi, 2face Idibia wdg. Ọ bụ Niyi Akinmolayan duziri ya ma gosipụta ya n'abalị isii nke ọnwa June afọ 2014.[13][14][15]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2013, ọ gara na peeji twitter ya iji kwupụta na e zuru ya ohi ma ndị ohi ahụ zuuru ihe ya niile , ma tinye nne nne ya na nna ya n'ụjọ.[16]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe omume Nrite Nsonaazụ
2006 Onyinye Dynamix[17] Onye ntorobịa kacha mma na TV Merie
2007 Merie
2007 Ihe nrite Ọdịnihu Onye Mmepụta Kacha Mma Merie
2008 Onyinye Dynamix[17] Onye ntorobịa kacha mma na TV Merie
2008 City People Awards[18] Onye ngosi TV kachasị ewu ewu na Naịjirịa Merie
2011 Nigeria Entertainment Awards Onye kachasị mma na TV Merie

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Denrele WHY I DO CRAZY THINGS", 11 March 2009.
  2. amcng2011 | AMC. amcng.tv. Retrieved on 9 February 2017.
  3. "THE FUTURE AWARDS – WINNERS & PHOTOS", BellaNaija. Retrieved on 9 February 2017.
  4. denrele edun Archives – Page 103 of 121 – Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Retrieved on 10 February 2017.
  5. Denrele Edun is a year older today (en-US). Pulse Nigeria (2017-06-13). Retrieved on 2020-05-18.
  6. Adeyemo. "BN Saturday Celebrity Interview: Inside the "Vivacious" Mind of Channel O TV Presenter Denrele Edun – His Style, His Persona, His Family & More", Bella Naija, 5 January 2013.
  7. Eric Dumo. "Cross-dressing: Nigeria's latest social media craze", The Punch, 18 February 2017.
  8. Alhassan. "Fashion As a Form of Expression, Is Our Cultural Society Ready For This?", Bella Naija, 2 June 2011.
  9. "I was forced out of Sound City – 'Denrele" – UltraDrift, 22 September 2013.
  10. "AKON EXCLUSIVE INTERVIEW WITH DENRELE ON CHANNEL O", 22 February 2012.
  11. "Denrele to host Red Carpet of HOODRUSH at the premiere this Friday", 11 October 2012.
  12. AKINBOADE. "HOW DENRELE EDUN MADE KAREN IGHO RICH AND FAMOUS", 6 February 2012. Retrieved on 10 January 2013.
  13. 2face Idibia, Omawumi and Denrele Edun Starred in New Movie. Gist Yinka. Gistyinka. Retrieved on 12 March 2014.
  14. All Stars Blockbuster Denrele Edun, Tuface Idibia, And Omawunmi To Star in a Movie. Pulse Nigeria. Elijah Oyibu (11 March 2014). Retrieved on 11 March 2014.
  15. Omawumi,Majid Michel, 2Face & Denrele Edun Star in New Movie. Premium Gist. Bintex Himself. Retrieved on 7 March 2014.
  16. Denrele Edun, family robbed! (en-US). Vanguard News (2013-03-04). Retrieved on 2021-02-25.
  17. 17.0 17.1 "Denrele and Sause Kid at the 2008 Dynamix Awards – Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games", Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games. Retrieved on 10 February 2017.
  18. People say I'm gay, so what -Denrele. news1.onlinenigeria.com. Archived from the original on 11 February 2017. Retrieved on 10 February 2017.