Diezani Alison-Madueke
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Disemba 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Dị/nwunye | Allison Amaechina Madueke |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, minister |
| Ọkwá o ji | President of OPEC, Minister of Transportation, Minister of Mines and Steel Development, Minister of Petroleum Resources, Minister of Petroleum Resources |
| Ebe agụmakwụkwọ | Howard University, Cambridge Judge Business School |
| Affiliation string | Ministry of Petroleum Resources of Nigeria |
| So na | World Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2013, World Economic Forum Annual Meeting 2015 |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Diezani K. Alison-Madueke ⓘ (onye a mụrụ n'abali isii n'ọnwa iri abụọ n'afọ 1960) bụ otu onye ndọrọ ọchichi nke mba Nigerian bụkwara nwanyi mbụ bụ onye isi (President of OPEC). Aghọpụtara ya na Nzukọ 166th nke ndi OPEC Vienna n'abali 27 n'ọnwa iri n'otu n'afọ 2014.[1] Ọ bụrụ onye isi n'ahụ maka Ụgbọ Njem na 26 July 2007. Ezigara ya na 'Mines and Steel Development' na 2008, aghọpụtara ya dika onye isi 'Minister of Petroleum Resources' na April 2010.
Ihe gbasara ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Diezani K. Agama na Port Harcourt, Rivers State, Nigeria. Nna ya bụ Chief Frederick Abiye Agama. O gụrụ Architecture na England nakwa Howard University nke di na United States. Ọ gụchara bachelor's degree na Howard n'abali asatọ n'ọnwa iri n'abụọ n'afọ 1992.[2] Ọ lọtara Nigeria bido ọrụ na Shell Petroleum Development Corporation n'otu afọ a. N'afọ 2002, ọ gụrụ akwụkwọ na Cambridge Judge Business School ebe O nwetara MBA degree.[3] Na nlọta ya na Naijiria,A ghọpụtara Diezani Alison-Madueke ka ọ bụrụ Ọnye Isi ndi Shell n'afọ 2006. Ọ bụ Nwanyi mbụ bụ onye isi Shell as an Executive Director na Naijiria[4]
Kemgbe afọ 1999 ọlụrụ Admiral Allison Madueke (onye nke lagoro ezumikenka), onye bụbula 'Chief of Naval Staff' nakwa Governor ndi Imo na Anambra State. Onwere ụmụ Nwoke abụọ: Chimezie Madueke n' Ugonna Madueke.[5] Na ọnwa Itoolu n'afọ 2011 ndi Nigerian Defence Academy, nyere Alison-Madueke 'honorary Doctorate degree' na Management Sciences na Kaduna.[6]
N'ọnwa Itoolu n'afọ 2008, ndi Ntụ biara itụrụ Alison-Madueke na nwa ya Nwoke: Chimezie Madueke n'ụlọ ya n' Abuja.[7]
Ọkwa ya na Federal cabinet
[dezie | dezie ebe o si]Diezani Alison-Madueke ejideela ọkwa atọ pụtara ihie na gọvamenti nke elu n'obodo Nigerian. Aghọpụtara ya dika onye isi Ụgbọ Njem n'ọnwa asaa n'afọ 2007. N'ọnwa iri na abụọ n'afọ 2008, aghọpụtara ya dika 'Minister of Mines and Steel Development'.[8] Mgbe onye na-esota onye Isi ala bụ Goodluck Jonathan mrchara bụrụ onye isia ala n'ọnwa abụọ n'afọ 2010, ọ gbanwere ọkwa ọchichi gọvamenti n'abali iri n'asaa n'ọnwa atọ n'afọ 2010, ma kpọbata ndi ọhụrụ n'abali isii n'ọnwa anọ n'afọ 2010 ghọpụta Alison-Madueke dika Minister for Petroleum Resources.[9]
Onye na-ahu maka Mmanụ na-agba n'ala
[dezie | dezie ebe o si]Dika onye na-ahu maka Mmanụ na-agba n'ala, Alison-Madueke kpebiri na ya ga-agbanwe 'Nigeria's oil and gas industry' ka ọ baara ndi ala Naijiria uru.[10]
N'Ọnwa anọ n'afọ 2010, onye Isi ala Goodluck Jonathan bịanyere aka n'akwụkwọ Iwu ndi Naijiria, bụ nke kpebiri ikwalite Nkwekọrita Ọrụ n'etiti Ndi aụmahia Naijiria - mmeghachi omume nke ndị ọrụ ala ọzọ. [11]
Otu n'ime usoro kachasị arụmụka ndị e mere n'okpuru Alison-Madueke bụ atụmatụ gọọmentị iji wepụ ihe enyemaka nke obodo na ọnụahịa mmanụ. Alison-Madueke kwadoro njedebe nke nkwado "n'ihi na ọ na-enye nnukwu ego ego na ndị gọọmenti, na-akwado ndị bara ọgaranya, [ma] na-agba ume ka a ghara ịrụ ọrụ, nrụrụ aka na ntụgharị nke ụkọ ihe onwunwe ọha na eze site na itinye ego na ngwá ọrụ dị egwu."[12]
Mbụ
[dezie | dezie ebe o si]Alison-Madueke bụ nwanyị mbụ na-ejide ọnọdụ nke Minista Petroleum Resources na Nigeria, na October 2010, ọ ghọrọ nwanyị mbụ na-eduga mba mba na ogbako OPEC kwa afọ.. Ọ bụ nwanyị mbụ na-ahụ maka ndị ọrụ ụgbọ njem, na nwanyị mbụ a ga-ahọpụta na ụlọ Shell Petroleum Development Company Nigeria.[13] Na 27 November 2014, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke OPEC.[14]
N'ọrụ ya n'etiti n'ìgwè ndị nwoke, Alison-Madueke kwuru na ọ dọrọ ụmụ agbọghọ ndị ọ gụrụ akwụkwọ aka ná ntị na Shell ka ha "gbanwee ụdị echiche ha."[15]
Mkpesa nke ugha ego na njide ya
[dezie | dezie ebe o si]Otu PBS NewsHour nke kwuru na ndị isi American na British na-ekwu na onye bụbu Minista Diezani Alison-Madueke nwere ike ịhazi ihe dịka ijeri $ 6 (N1.2 trillion) site na akụ na ụba Nigeria.[16]
E boro ya ebubo na ọ ga-akpata $ 20 ijeri na-efu site na ụlọọrụ Petroleum. Onye isi ochichi Central Bank of Nigeria (CBN), Sanusi, kwughachiri okwu a n'oge onu ogugu nke PBS na 2 December 2015.[17][18] Sanusi kwenyere na a chụru ya n´ọrụ ya na Central Bank of Nigeria n'ihi na o mere ka ọha mara n' Ijeri Dollars Abụọ '$2 billion dollaras' furu na Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC) n'okpuru. Alison Madueke kwuru na Sanusi boro ya ebubo a Ị ji megwara ya maka n´ ọ nyereghị ya aka nweta ọkwa dika onye isi ndi African Development Bank (AfDB) ma kpochapụ ebubo ya.[19]
E boro ya ebubo na ọ na-akwụ ụgwọ ọtụtụ nde Naira maka ọrụ mana ọ naghị akwụghachi ụgwọ ma na-etinye ego na-ezighị ezi. nakwa na ịlafu ọtụtụ ijeri naira na-ekwesịghị ekwesị na ọdụ ụgbọelu.E boro ya ebubo na ọ na-akwụ ụgwọ ọtụtụ nde Naira maka ọrụ mana ọ naghị akwụghachi ụgwọ ma na-etinye ego na-ezighị ezi.[20][21][22] [23] nakwa na ịlafu ọtụtụ ijeri naira na-ekwesịghị ekwesị na ọdụ ụgbọelu .[24]
N'October 2009, Senate nke Naijiria kpọpụrụ Diezani Alison-Madueke ma kwadoro ikpe maka ịnyefe otu ijeri naira n'ọkara 1.2 n'ime akaụntụ nzuzo nke otu ụlọ ọrụ na-enweghị ọnụ na-enweghị usoro kwesịrị ekwesị na imebi nkwekọrịta .[25]
Ndi Economic and Financial Crimes Commission nke Naijiria kpọpụrụ ya Ụlọ Ikpe maka ''Ịkwụsị Ego'/Money Laundering'.[26][27][28]
Na 2 October 2015, Reuters kọrọ na United Kingdom National Crime Agency (NCA) nọ na London jidere Alison-Madueke, tinyere mmadụ anọ ọzọ na-enyo enyo maka mmebi iwu na mmebi iwu. Otú ọ dị, onye na-ekwuchitere ọnụ ndị uweojii ekweghị na ọ maara ihe merenụ.[29][30] Ndị ezinụlọ ya na gọvamenti Naijiria kwadoro na e jidere ya na London, ọ bụ ezie na NCA jụrụ ikwu okwu banyere ikpe ahụ.[31][32][33][34][35]
Nakwa na Nigeria, n'ụlọ ya na Asokoro, Abuja ndị na-akpata nrụrụ aka na Ngalaba na-ahụ maka Nchịkwa Ụba na Ego nke Ndị Naijiria nke a na-akpọ Economic and Financial Crimes Commission, gbara aka na ebe obibi ya awa ole na ole mgbe e jidere ya na London.[36]
Na 28 August 2017, otu ụlọikpe gọọmenti etiti Naijiria ijeri naira asaa na ụfọ nke pụtara nde dollar iri abụọ n'otu ($ 21 million) site n'aka ụlọ ọrụ akụ na Alison-Madueke.[37][38]
Na Mee 11, 2021, nde $ 153 (nde euro 140) sitere n'aka Diezani Alison-Madueke. Na 80 nke ụlọ ya.
Ahụ ike
[dezie | dezie ebe o si]Oge ọ ka-anọ n'ọchichi, Alison-Madueke mere ka aghọta na ọ na-anara Ọgwụ maka ọrịa kansa na United Kingdom.[39][40]
Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Nigerian Minister Becomes 1st OPEC Female President". NUJEurope. 27 November 2014. Retrieved 2014-11-28.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Olawale, Johnson (2017-11-25). "Story of ex-minister Diezani Alison-Madueke who broke through the ranks in a male-dominated oil sector". Naija.ng - Nigeria news. (in Bekee ndị America). Retrieved 2018-01-17.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ "Yet another garland for Diezani Alison-Madueke". Vanguard (Nigeria). September 17, 2011. Retrieved 2011-12-21.
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ "Alison-Madueke resumes at Mines and Steel ministry". The Punch. 24 December 2008. Archived from the original on 2024-12-15. Retrieved 2009-12-15.[dead link]
- ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Diezani Alison-Madueke. "Oil and Gas Working for All Nigeria Part 1". Retrieved 2012-01-12.
- ↑ Hamisu Muhammad (4 May 2010). "Content Law - of Content And Contempt". Daily Trust. Retrieved 2012-01-12.
- ↑ Tunde Dodondawa (9 January 2012). "FG outlines benefits of fuel subsidy removal". Nigerian Tribune. Archived from the original on 2 March 2012. Retrieved 2 July 2018.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ "NDA awards Alison-Madueke doctorate degree". SweetCrude Reports. 17 September 2011. Archived from the original on 2011-11-17. Retrieved 2012-01-12.
- ↑ Okafor, Chineme (27 November 2014). "Petroleum Minister, Alison-Madueke Elected First OPEC Female President". This Day Live. Archived from the original on 15 January 2015. Retrieved 2 July 2018.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
- ↑ Jolo Sobuto (7 December 2015). "Ex-minister might have personally supervised stealing of $6bn [VIDEO]". pulse.ng. Archived from the original on 7 May 2016. Retrieved 1 May 2016.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ Jola Sobutu (7 December 2015). "'Nigeria was losing $1bn a month under Jonathan,' Emir says [VIDEO]". pulse.ng. Archived from the original on 17 April 2016. Retrieved 1 May 2016.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ Nick Schifrin (2 December 2015). "How a cancer of corruption steals Nigerian oil, weapons and lives". PBS NewsHour. Retrieved 1 May 2016.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ Jolo Sobuto (7 April 2016). "Panama Papers will expose more Nigerians". pulse.ng. Archived from the original on 12 May 2016. Retrieved 1 May 2016.
- ↑ Udo, Bassey (18 March 2015). "Missing $20bn: Alison-Madueke sues PREMIUM TIMES, APC, 9 others". The Premium Times.
{{cite cite news}}: More than one of|author=and|last=specified (help) - ↑ "The Diezani Allison-Madueke Saga: Another Private Jet Uncovered!". Bella Naija. 26 March 2014.
- ↑ "Nigerian Senate probes mystery govt payments". Mail & Guardian. 27 June 2008.
- ↑ "Diezani Alison-Madueke Maintained Rooms In Two New York Luxury Hotels During UN Assembly". Sahara Reporters. 28 September 2012.
- ↑ "N10bn Jet Scandal: Court okays Allison-Madueke, NNPC's amended suit against Reps". Vanguard News. 2014-10-21. Retrieved 2017-07-21.
- ↑ "N300bn TRANSPORTATION contractS:Senate report indicts Anenih, Okonjo-Iweala, Ciroma". Vanguard News. 12 October 2009.
- ↑ "N23bn Bribe: EFCC Charges Alison-Madueke, INEC Staff To Court". Prompt News (in Bekee ndị America). 2017-04-06. Retrieved 2017-07-21.
- ↑ siteadmin (2017-02-27). "UK Government Okays Diezani's Trial For 'Money Laundering'". Sahara Reporters. Retrieved 2017-07-21.
- ↑ "EFCC includes Diezani in N450m money laundering charge - TheCable". TheCable (in Bekee ndị America). 2017-03-13. Retrieved 2017-07-21.
- ↑ "Nigeria's ex-oil minister Alison-Madueke arrested in London: sources". Reuters. 3 October 2015. Archived from the original on 6 October 2015. Retrieved 2 July 2018.
- ↑ https://web.archive.org/web/20160815110151/https://www.thenews.ng/metro/breaking-news-diezani-alison-madueke-arrested-in-london/. Archived from the original on 2016-08-15. Retrieved 2018-07-02.
{{cite cite web}}: Missing or empty|title=(help)Missing or empty|title=(help) https://web.archive.org/web/20160815110151/https://www.thenews.ng/metro/breaking-news-diezani-alison-madueke-arrested-in-london/. Archived from the original on 2016-08-15. Retrieved 2018-07-02.{{cite cite web}}: Missing or empty|title=(help) - ↑ "Nigeria's ex-oil minister 'arrested in London'". BBC.com. 2 October 2015. Retrieved 2 October 2015.
- ↑ "UK crime agency authorised to seize cash from Nigeria ex-oil minister - court". 5 October 2015. Archived from the original on 17 August 2016. Retrieved 15 July 2016.
- ↑ "Nigeria's Former Oil Minister Alison-Madueke Arrested in U.K." Bloomberg News. 5 October 2015. Retrieved 15 July 2016.
- ↑ "International Corruption Unit arrests". UK National Crime Agency. 2 October 2015. Archived from the original on 3 August 2016. Retrieved 15 July 2016.
- ↑ "Identities of those arrested along with Diezani revealed". Daily Post. 5 October 2015. Retrieved 15 July 2016.
- ↑ "EFCC seals Abuja home of former Nigerian minister, Alison-Madueke". Premium Times. 2 October 2015. Retrieved 15 July 2016.
- ↑ "Nigeria seizes $21m linked to Diezani Alison-Madueke". Al Jazeera. 29 August 2017.
- ↑ "$21m of ex-Nigerian oil minister seized, protesters demand her extradition". africanews. 29 August 2017.
- ↑ Clifford Ndujihe (10 October 2015). "Cancer: Pray for me, Diezani begs Nigerians". Retrieved 10 October 2015.
- ↑ "Former Petroleum Minister, Alison-Madueke, Undergoing Breast Cancer Treatment". 6 June 2015. Retrieved 10 October 2015.
- Pages using the Phonos extension
- Pages with script errors
- CS1 Bekee ndị America-language sources (en-us)
- All articles with dead external links
- Articles with dead external links from October 2010
- Articles with invalid date parameter in template
- CS1 errors: redundant parameter
- CS1 errors: missing title
- CS1 errors: bare URL
- 1960 births
- Mmadụ ndi di ndụ