Douye Diri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Douye Diri
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDouye Diri Dezie
Aha ọmụmụDouye Dirir Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Jụn 1959 Dezie
Ebe ọmụmụBayelsa Steetị Dezie
Asụsụ obodoIjaw languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ijaw languages, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Bayelsa State, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
ogo mmụtaBachelor of Education Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
agbụrụNdị Ijọ Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Douye Diri (amụrụ ya n'abali anọ nke ọnwa Juun afọ 1959) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa na Gọvanọ nke Steeti Bayelsa. [1] Ọ bụ sinetọ na-anọchite mpaghara etịtị nke Bayelsa na ụlọ nzukọ ukwu sineti maka Bayelsa steeti na ụlọ nzukọ ukwu nke agbata itolu na Nigeria. [2] [3]

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Douye Diri malitere agụmakwụkwọ mbụ ya na ụlọ akwukwọ Primari Okoro, Sampou wee guchapu ya na Rev. Proctor Memorial Primary School, Kaiama na afọ 1977, ebe o nwetara asambodo nzere mbu nke mbu. O mechara gaa Ụlọ akwụkwọ Sekọndari nke Gomenti nke Odi na Bayelsa. Douye gụrụ akwụkwọ na College of Education, Port-Harcourt, Rivers State ebe ọ nwetara asambodo National Certificate in Education (NCE) na afọ 1985. Ọ gakwara Mahadum Port-Harcourt inweta nzere bachelọ nke mmụta (B.Ed) na Sayensị Ọchịchị na afọ 1990.

Gọvanọ nke Bayelsa[dezie | dezie ebe o si]

N'abali iri na atọ nke ọnwa Febụari afọ 2020, Ụlọ ikpe Kasị Elu nke Obodo Nigeria kagburu nsonaazụ ntuli aka nke gọvanọ Steeti Bayelsa nke emere na afọ 2019 na-ekwu na onye so onye meriri na ntuli aka ahụ zọ dịka osota ya, David Lyon, nyere asambodo nke iwu na-akwadoghị na Independent National Electoral Commission . [4] ỤLọ ikpe nyere ikike ka enye Diri asambodo nloghachi, nke ga-eme ya gọvanọ a họpụtara. [5]

Na abali iri na ano nke onwa abuo n’afo 2020, eduru ya n'ịyi ọrụ dika onye ochichi nke Steeti Bayelsa. [6]

Esemokwu afọ 2020[dezie | dezie ebe o si]

N'abali iri na asaa nke ọnwa Ọgọst afọ 2020, otu ụlọ ikpe dị na Abuja, Nigeria, nyere iwu ka a chụọ Diri dịka gọvanọ steeti ahụ. [7] Agbanyeghị, n'abali abụọ n'ọnwa Ọktoba afọ 2020, ụlọ ikpe mkpegharị nọ na Abuja merụrụ nkwuputa ụlọ ikpe nke mbụ ma kwado ya dị ka Gọvanọ. [8] [9]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị gọvanọ nke Steeti Bayelsa

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Breaking: Douye Diri sworn-in as Governor of Bayelsa. P.M. News (14 February 2020). Retrieved on 14 February 2020.
  2. Iroanusi (2019-03-11). INEC releases list of elected senators, APC-62, PDP-37 (en-GB). Retrieved on 2019-08-07.
  3. Bello (2019-07-11). Bayelsa guber: Senator Diri joins race (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2019-08-07.
  4. Supreme Court Sacks Lyon As Bayelsa Governor-Elect, Hours Before Inauguration. Channels Television. Retrieved on 2020-02-13.
  5. Tsa (14 November 2019). Breaking News: Supreme Court sacks Lyon, Bayelsa gov-elect, for presenting running mate with fake qualification. Sun News NG. Retrieved on 13 February 2020.
  6. Wahab (14 February 2020). Douye Diri sworn in as Bayelsa Governor. Pulse NG. Retrieved on 14 February 2020.
  7. "Tribunal sack Govnor Diri, order fresh election just days afta im bin jubilate say e win case for di same court", BBC News Pidgin, 17 August 2020. Retrieved on 2020-08-17.
  8. "Appeal court confam Douye Diri election as Bayelsa Govnor", BBC News Pidgin. Retrieved on 2020-10-06.
  9. Court of Appeal affirms Bayelsa Gov Douye Diri's election (en-US). Pulse Nigeria (2 October 2020). Retrieved on 2020-10-06.