EAS Airlines

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

EAS Airlines
airline
Ụlọ ọrụ mmepụta iheairline Dezie
Oge/afọ mmalite1983 Dezie
aha gọọmentiEAS Airlines Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
Isi ọgbakaEAS Airlines Dezie
nwere enyemakaEAS Airlines Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụLagos Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
dissolved, abolished or demolished date2006 Dezie
webụsaịtịhttp://eas-eg.com/ Dezie
ICAO airline designatorEXW Dezie

EAS (Executive Airlines Services) Airlines bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu dị na Lagos, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya bụ Murtala Mohammed International Airport, Lagos.[1]

N'ọnwa Julaị afọ 2006, e jikọtara ụlọọrụ ụgbọ elu ahụ na Fleet Air Nigeria Limited, wee guzobe Nicon Airways nke nọrọ naanị obere oge.

Ihe ọmụma koodu[dezie | dezie ebe o si]

  • ICAO Koodu: EXW[1]
  • Ihe ịrịba ama: ECHOLINE

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

E guzobere ụlọ ọrụ ụgbọelu ahụ na 23 Disemba 1983.[1]

Ebe Ndị ọ Na-aga[dezie | dezie ebe o si]

EAS Airlines rụrụ ọrụ n'ebe ndị a (na Jenụwarị 2005): Abuja, Enugu, Jos, Lagos na Port Harcourt.

Ụgbọ[dezie | dezie ebe o si]

Ụgbọelu EAS Boeing 737-200 na Murtala Muhammad International Airport

Ụgbọelu EAS Airlines gụnyere ụgbọelu ndị a:

  • 4 BAC 1-11-500
  • 4 Boeing 707-351C
  • 2 Ihe omuma Boeing 737-200
  • 1 Douglas DC-8-55F

Ihe mberede na ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

  • N'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Mee afọ 2002, ụgbọelu BAC 111-500 nwere ihe mberede n'ime obodo nwere ọtụtụ mmadụ n'oge na-adịghị anya mgbe ọ kwụsịrị na Kano. Ọ dịkarịa ala mmadụ otú narị na atọ nwụrụ, ọtụtụ n'ime ha nọ n'ala.[2][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Flight International 3 April 2007
  2. "Plane crashes in northern Nigeria", BBC News, 4 May 2002. Retrieved on 25 May 2021.
  3. Robson. "155 dead as Nigerian plane crashes on city", The Daily Telegraph, 5 May 2002. Retrieved on 25 May 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]