Efo riro
Ọdịdị
Efo riro
| Obere ụdị nke | dish |
|---|---|
| Nwere ojiji | nutrition |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Ụmụ amaala ka | Ndi Yoruba |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
| Ebe | South West |
| Mba osi | Naijiria |
| Ihe ejị mee ya | vegetable, pungency, Capsicum, Mmanụ nri |
| Ihe eji ya eme | vegetable |


Efo riro (Yoruba) bu ofe akwukwo nri na ofe nke ndi Yoruba nke odida anyanwu Naijiria . [1] [2] Akwụkwọ nri abụọ a na-ejikarị esi ofe bụ Celosia argentea ( ṣọkọ̀ yòkòtò ) [3] na Amaranthus hybridus ( ẹ̀fọ́ tẹ̀tẹ̀ ). [4] [5] [6] [7]
Ihe e ji esi ya
[dezie | dezie ebe o si]E jigasi ihe dị iche iche esi ẹ̀fọ́ riro karịsịa nke, a na-etinye anụ, [8] ụfọdụ ihe ndị a na-ejikarịkwa bụ:
- Anụ ehi
- Ọdụ ehi (shaki)
- Akpụkpọ anụ ehi (ponmo)
- Azụ a miri ami
- Azụ ọkpọọ
- Mmanụ nkwụ
- Celosia argentea ma ọ bụ green amaranth
- Ose (ose uhie ma ọ bụ ose chili)
- crayfish a kwọrọ akwọ
- Yabasị
- Maggi
- Agwa
- Nnu
Ngwa nri
[dezie | dezie ebe o si]A na-ejikarị nri olilo ndị Naijiria na-erikarị Ẹ̀fọ́ riro dị ka eba, ji a sụrụ asụ̀, ma ọ bụ fufu . E nwekwara ike iji ya rie nri starch ndị ọzọ dị ka osikapa na plantain sie. [9] [10] [11] [12]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Efo Riro: A Yoruba Delicacy". All Nigerian Recipes (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-09-16.
- ↑ "How To Make Efo Riro". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2020-10-18. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ Signature, Dobby (2016-12-17). "Efo Shoko a.k.a Efo riro (Yoruba style vegetable soup using shokoyokoto)". The 234 Project (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ "Efo Riro: A glory dish from Western Nigeria". Businessday NG (in Bekee ndị America). 2020-01-31. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ Iswat Badiru (19 February 2013). Isi Cookbook:Collection of Easy Nigerian Recipes. iUniverse, 2013. ISBN 9781475976717. Retrieved July 7, 2015.
- ↑ The Recipes of Africa. Dyfed Lloyd Evans. Retrieved July 7, 2015.
- ↑ "Efo riro". All Nigerian Recipes. Retrieved July 7, 2015.
- ↑ "How To Make Efo Riro". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2020-10-18. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ "Efo Riro Recipe". Sisi Jemimah (in Bekee ndị United Kingdom). 2015-06-29. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ "How To Make Efo Riro". The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2020-10-18. Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ "Efo Riro: A glory dish from Western Nigeria". Businessday NG (in Bekee ndị America). 2020-01-31. Retrieved 2021-09-16.
- ↑ Signature, Dobby (2016-12-17). "Efo Shoko a.k.a Efo riro (Yoruba style vegetable soup using shokoyokoto)". PR2J3C4 - Nigeria @ Her Best (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-10-10. Retrieved 2021-09-16.