Emem Inwang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emem Inwang
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụEmem Inwang Dezie
Aha enyereEmem Dezie
Dị/nwunyeMoses Inwang Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriUnroyal Dezie
Ihe nriteNollywood Movies Awards Dezie
ahọpụtara makaBest of Nollywood Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484, L305214 Dezie

Emem Inwang bụ onye na'ime ihe nkiri na Naịjirịa. [1] Ọ bụbu Emem Udonquak. [2] Na Ọktoba 18, 2014 ọ meriri 2014 Nollywood Movies Awards (mbipụta nke atọ) maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado na ihe nkiri Itoro . [3] Emere mmemme a na Intercontinental Hotel, Lagos. [4]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Emen Inwang bụ onye na-eme ihe nkiri na onye nlere anya na steeti Awka Ibom. Ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya na Septemba 8, nke afọ ọ bụla. [5] Na Eprel 5th, 2014 Emem lụrụ Moses Inwang, [1] onye ntụzi ihe nkiri na onye nrụpụta ihe nkiri Naijiria. [2] Ha mụrụ nwa mbụ ha na 2015 [6] [7] ma nwee ụmụ abụọ ugbu a. [8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Emem bụ ihe nlereanya wee bụrụ onye ama ama mgbe e chiri ya okpueze 2011/2012 Calabar Carnival Queen na Fraịde Disemba 23, 2011. [2] First Bank of Nigeria kwadoro mmemme a. [9] N'otu afọ ahụ, ọ bịanyere aka n'akwụkwọ nkwekọrịta nnọchite anya ma bụrụkwa onye nnọchi anya njem nlegharị anya nke Calabar na onye na-ekwuchitere ndị nne na-agbahapụ ụmụaka (Atụmatụ nke nwunye Gọvanọ mbụ nke Cross River State, Obioma Liyel-Imoke. [9] Agbanyeghị, ọ batara n'ime ihe nkiri wee pụta n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood . [10]

Ihe nkiri ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Dr. Love (2020) [11]
  • Itoro (2013) [10]
  • Lockdown (2021) [12]
  • Unroyal (2020) [12]
  • Alter Ego (2017)
  • Crazy People (2018) [12]

Ekele[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nrite na Nhoputa
Ihe Nrite Udi Nsonaazụ Nsidee
Ihe nrite Ihe nkiri Nollywood 2014 Onye n'ime ihe nkiri nwanyị kacha akwado Merie [13]
Ihe nrite Ihe nkiri Nollywood 2014 Onye ihe nkiri ámá ámá kacha amalite (nwanyị) Ahọpụtara
[[Ihe nrite nke achoro Afrịka

Magic 2018]]

Onye nkiri nwanyị kacha akwado Ahọpụtara [14]


Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Photos: Nollywood Director Moses Inwang Weds His Sweetheart Model Emem Udonquak. www.thenigerianvoice.com. Retrieved on 2021-11-04.
  2. 2.0 2.1 2.2 Nollywood Director Moses Inwang & Actress Emem Undonquak Set To Wed n April (en). Pulse Nigeria (2014-03-16). Retrieved on 2021-11-04.
  3. dailytimes.com.ng. Nollywood Movies Awards Was A Blast | News Ghana (en-US). Daily Times Nigerian. Retrieved on 2021-11-04.
  4. Muomah (2014-10-21). Flower Girl wins big at Nollywood Movie Awards | Premium Times Nigeria (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-11-04.
  5. It’s Nollywood Actress Emem Inwang’s Birthday Today! Check out her Sultry Birthday Photos – Pleasures Magazine (en-US) (2018-09-08). Retrieved on 2021-11-04.
  6. BellaNaija.com (2015-08-23). Nollywood Director Moses Inwang welcomes Son, Eden – First Photos! (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-11-04.
  7. Simi (2017-01-31). Actress Emem Udonquak-Inwang Marks Hubby’s Birthday with Endearing Words (en-US). Motherhood In-Style Magazine. Retrieved on 2021-11-04.
  8. Beautiful Pictures of Nollywood Producer, Moses Inwang And His Family - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-11-04. Retrieved on 2021-11-04.
  9. 9.0 9.1 Aiki (2012-01-19). Calabar Crowns a New Tourism Ambassador! Photos & Scoop from the 2011 Carnival Calabar Pageant at Studio Tinapa (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-11-04.
  10. 10.0 10.1 ITORO | African Movie Review | Talk African Movies (en-US). www.talkafricanmovies.com (2014-05-27). Retrieved on 2021-11-04.
  11. Uche Jombo is Playing ‘Dr. Love’ (en-US). THISDAY LIVE (2020-05-29). Retrieved on 2021-11-04.
  12. 12.0 12.1 12.2 Emem Inwang : Biography | Filmography | Awards - Flixanda (en-US). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2021-11-04.
  13. daviruz (2014-09-26). [News List of Nominees for Nollywood Movie Awards] (en).
  14. How Omotola, Falz, Adekola, others win AMVCA 2018 (en-US) (2018-09-02).