Eno James Ibanga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eno James Ibanga
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, physicist Dezie
ụdị ọrụ yaosote onyeisi mahadum Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Eno James Ibanga listeni bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ prọfesọr nkè physics / ihe onwunwe sirị ike. Ọ na-eje ozi dị ka osote onye isi nke Akwa Ibom State University (AKSU). N'abalị atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2020, Gọvanọ Ukwu Udom Gabriel Emmanuel họpụtara Prọfesọ Eno James Ibanga dị ka onye kọmishọna na ọrụ ọrụ na ọkụ nke ụlọ ọrụ gọọmentị. Ọ lụrụ di ma gọzie ya na ụmụ.

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

James Ibanga nwetara PhD ya na Solid State Physics na 2000 site na Mahadum Naịjirịa, Nsukka.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ibanga malitere ọrụ ya dị ka onye nkuzi mahadum na Mahadum Calabar na 1982. A họpụtara ya ka ọ bụrụ Prọfesọ nke Physics na Mahadum Uyo na 2008 na Onye isi nke Ngalaba Physics na Dean nke Student Affairs. Ibanga bụ onye nkuzi Physics. Ọ bụ osote prọfesọ na Mahadum steeti Nassarawa, Keffi, na 2004 na onye isi nkuzi, Mahadum Ọrụ Ugbo, Makurdi na 2002. Ọ bụ onye nkuzi na Mahadum Ọrụ Ugbo, Abeokuta na 1986.

Ibanga bụ ónyé nkuzi nleta na ụlọ ọrụ dị ichè íchè gụnyere Akwa Ibom State University site na 2009 - 2013, Benue State University, Makurdi, 2006-2011 na University of Agriculture, Makurди, 2007-2010. Ọ bụ onye nyocha mpụga maka Mahadum Abuja; Mahadum Sayensị na Teknụzụ Ladoke Akintola, Ogbomosho; Mahadim Ilorin na Mahadum Obafemi Awolowo. Ọ bụ ónyé ọtú Faculty Senates, Boards na Committees ná Mahadum ndị a. Ọ rụrụ ọrụ ná NUC dị kà onyé òtù ná ónyé isi oche nke ngalaba ikikere nke mmemme nzere na sayensị anụ ahụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]