Jump to content

Eucharia Okwunna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eucharia Okwunna
mmádu
Akụkụ nkeHouse of Representatives of Nigeria Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereEucharia Dezie
aha ezinụlọ yaOkwunna Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Novemba 1961 Dezie
Ebe ọmụmụAgụata Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Eucharia Azodo Okwunna Audio  (a mụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Nọvemba,nke afọ 1961) bụ nwaafọ Naijiria bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị. Ọ bụbu onye otu People's Democratic Party na ụlọ omeiwu nke gọọmentị etiti . N'afọ 2019, o so n’ime ụmụ nwaanyị iri abụọ na otu bụbu sịnetọ na Naijiria.

A muru ya n'afọ 1961. A hoputara ya n'afọ 2003 ma weghachite ya n'afọ 2007 na ulo nzuko omeiwu nke Anambra Steeti ebe a hoputara ya dika ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ omeiwu ahụ. [1] Ọ bụ nwanyị mbụ a họpụtara jidere ọkwa ahụ . [2]

A họpụtara y dịka onye ndọrọ-ndọrọ otu People Democratic Party maka ụlọ omeiwu gọọmentị etiti . A hoputara ya n'afọ 2011. N'afọ 2015, ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị iri na ise na otu n'ime mmadụ iri sitere na People's Democratic Party (Naijiria) ndị ahọpụtara na 8th National Assembly . Ọ nọchitere anya Aguata . Ụmụ nwaanyị PDP ndị ọzọ bụ Nnenna Elendu-Ukeje, Sodaguno Festus Omoni, Nkiruka Chidubem Onyejeocha, Rita Orji, Evelyn Omavovoan Oboro, Beni Butmaklar Langtang, Omosede Igbinedion Gabriella, Stella Obiageli Ngwu na Fatima Binta Bello . [3]

Ọ nọrọ n'ụlọomeiwu ihe ruru afọ asatọ tupu ọ kpebie ịzọ ọkwa sinetọ n'afọ 2018 ị nọchite Anambra Saụt. [2] Ọ bụ onye omeiwu maka otu PDP n'afọ 2019 na otu n'ime ụmụ nwanyị 21 nọ na sịneti Naijiria. [4]

Ndụ nkeonwe

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ na-alụ Betrand Azodo [5] ,ha nwere ụmụ anọ toro eto, ọ bụkwa nne nne. [2]

Nrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]