Ezenwa Francis Onyewuchi
Ọdịdị
Sen. Ezenwa Francis Onyewuchi | |
|---|---|
| Senator of the Federal Republic of Nigeria | |
| Assumed office June 2019 | |
| Preceded by | Samuel Anyanwu |
| Member of the House of Representatives of Nigeria | |
| In office June 2011 – June 2019 | |
| Vice-Chairman of the Senate Committee on State and local government | |
| Assumed office June 2019 | |
| Personal details | |
| Born | 2 Eprelụ 1968 |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | Labour Party |
| Spouse | Chikamadu Onyewuchi |
| Parent | Ambrose Olumba Onyewuchi |
| Residence | Abuja |
| Alma mater | University of Nigeria, Nsukka |
| Occupation | Businessman, Politician |
Ezenwa Francis Onyewuchi
| Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
|---|---|
| Ụdịekere | nwoke |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Ezenwa Francis Onyewuchi |
| Aha ọmụmụ | Ezenwa Francis Onyewuchi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 |
| Ebe ọmụmụ | steeti imo |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Grand Alliance, People's Democratic Party |
Onyewuchi Francis Ezenwa ⓘ // m (amụrụ n'afọ 1968) bụ onye omeiwu na-anọchite anya mpaghara ndị omeiwu nke Imo n'ebe ọwụwa anyanwụ na nzukọ nke itoolu na onye bụbu onye otu ụlọ ndị[1] nnọchi anya gọọmentị etiti Naịjirịa Ọ nọchitere anya Owerri-Municipal/Owerri-North/West-Federal Constituency nke Imo State n'okpuru ikpo okwu nke Peoples Democratic Party na Federal House of Representatives
Onyinye na nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Ihe nrite ihe nketa NUJ[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Assembly. National Assembly | Federal Republic of Nigeria in the 7th and 8th assembly. (en). www.nassnig.org. Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ Home.