Jump to content

Ezinụlọ Mukomberanwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezinụlọ Mukomberanwa
Azụ
ụdị ọrụ yaart of sculpture Dezie
mba/obodoZimbabwe Dezie
members have occupationonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie

Mukomberanwa bụ aha ezinụlọ nke Ndị na-ese ihe na Zimbabwean a ma ama. Nicholas Mukomberanwa, ya na nwunye ya, Grace Mukomberanwa bụ otu n'ime ọgbọ mbụ nke ndị na-ese ihe na Zimbabwe nke ndị na'ese Ihe osise Shona. [1] A na-ekewa ndị na-ese ihe na Zimbabwe n'ime "ọgbọ" dabere na oge mmadụ malitere iji nkume rụọ ọrụ.[2] Ha zụrụ ndị ikwu ha, gụnyere ụmụaka na ụmụ nwanne ha n'otu ọrụ ahụ, bụ ndị mechara nweta aha maka onwe ha na ụlọ ọrụ ahụ wee bụrụ akụkụ nke ọgbọ nke abụọ na nke atọ nke ndị na-ese ihe na Zimbabwe.[3] Grace na Nicholas nwere ụmụ isii. Ụmụ Nicholas, n'usoro ọmụmụ, bụ Anderson Mukomberanwa, Malachia Mukomberanwa, Lawrence Mukomberanwa, Taguma Mukomberwang, Tendai Mukomberanwa, Netsai Mukomberanwa, na Ennica Mukomberanwa nke nta.

Ndị na-ese ihe[dezie | dezie ebe o si]

Ha zụrụ ọgbọ nke abụọ na nke atọ nke ndị na-ese ihe na Zimbabwe, ọtụtụ n'ime ha ghọrọ ndị na-ise ihe a ma ama na mba ụwa. Ndị ezinụlọ a na-ewere dị ka ọgbọ nke abụọ nke ndị na-ese ihe bụ:

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]