Ezzeldin Muktar Abdurahman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezzeldin Muktar Abdurahman
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Novemba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụEgypt Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, osote onyeisi mahadum Dezie
ụdị ọrụ yaosote onyeisi mahadum Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello, Cairo University Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

   Ezzeldin Muktar bụ onye nkuzi na Prọfesọ nke Pharmacognosy na Drug Development. Ọ bụbu osote onye isi nke Mahadum Bauchi State.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Muktar na 18 Nọvemba 1957 na Egypt. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na ụlọ akwụkwọ praịm Banha na ụlọ akwụkwọ sekọndndrị Banha na Cairo. O nwetara nzere bachelọ nke sayensị ọgwụ na Mahadum Cairo (1980). O nwetara Msc (1986), Phd (1998) na MBA (1999) na Pharmacognocy na Ahmadu Bello University (ABU).

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi ngalaba na Dean nke sayensị ọgwụ nke Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. Ọ bụkwa osote onye isi nke Mahadum Kaduna State.Ọ bụ onye otu ndị ọkachamara asaa n'ime na n'èzí Naịjirịa. Ọ bụ onye isi oche nke Nigeria Society of Pharmacognocy ugbu a.

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

E nyere ya Kaduna State PSN, Merit award (1994), PANS ABU Merit Award, yana Ahmadu Bello University Merit Award (1995). [1]

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

O nwere ihe karịrị akwụkwọ iri ise [2] o dere ma soro dee ya. [3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "PSN Board of Fellows Holds Dinner, Awards on July 20", Medical World Nigeria, 14 July 2016.
  2. Agunu (15 May 2005). "Analgesic activity of the roots and leaves extracts of Calliandra portoricensis.". Fitoterapia 76 (5): 442–445. DOI:10.1016/j.fitote.2005.03.008. PMID 15905046. 
  3. Bauchi State University Gadau (en). www.basug.edu.ng. Retrieved on 11 April 2018.