Franca Brown

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Franca Brown
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFranca, Obianuju Dezie
aha ezinụlọ yaBrown Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Mee 1967 Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yaentertainment, play, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello, University of Jos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science, Bachelor of Laws Dezie
isi agụmakwụkwọjurisprudence, theater arts Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie

Franca Obianuju Brown (amụrụ n'ọ wa Mee 17, 1967) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri bụ onye natara awọd nke City People Movie Special Recognition Award na City People Entertainment Awards n'afọ 2016.[1][2]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Brown malitere agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na St. Mary's Primary School na Onitsha, Anambra Steeti mana ọ kwagara Abia Steeti ebe ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya na St. Maria's Primary School dị na Aba, wee nweta asambodo mbụ ya. maka agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya Brown kwagara Niger Steeti nke dị na mpaghara ugwu nke Naịjirịa na Federal Government Girls College na New Bussa, Niger Steeti ebe ọ nwetara asambodo West African Senior School. Brown na nchọ inweta nzere B.Sc. tinyere akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello dị na Zaria, Kaduna Steeti ma nabata ya ma mesịa nweta nzere bachelọ na ngalaba Iwu. Brown nwetara akara ugo mmụta nke abụọ ma tinye akwụkwọ na Mahadum Jos na Plateau Steeti ebe a nabatara ya ma mesịa nweta nzere bachelọ na nka ihe nkiri na nzere masta na ngalaba Iwu.[2][3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ime ihe nkiri Brown nwetara mmpụta ìhè ọmụma site na ọrụ ya na usoro TV akpọrọ “Behind The Clouds” Ọ bụ ezie na Brown pụtara ugboro abụọ tupu ọ pụta na usoro ihe nkiri TV “Behind The Clouds’, o kwaliteghi onwe ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri Naịjirịa ma were ọrụ ime ihe nkiri karịsịa na obere egwuregwu.[3] N'otu n'ime egwuregwu ndị dị otú ahụ akpọrọ “Swam Karagbe” nke Dr. Iyorchia dere, ndị nyocha talent atọ nke Naijiria bụ Matt Dadzie, Peter Igho & Ene Oloja so na ndị na-ege ntị n'ebe nhọpụta ọbara na chi ọhụrụ iji gosipụta na usoro ihe nkiri TV na mgbe emechara egwuregwu ahụ, Brown tụlere n'ajụjụ ọnụ na ndị nyocha talent atọ bịakwutere ya ma gwa ya ka ọ bịa maka nyocha, nke o mechara mee ma nye ya ọrụ nke Mama Nosa[4] na usoro ihe nkiri TV akpọrọ “Behind The Clouds'.[2]

Brown bụkwa onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi ihe nkiri ma mepụta ma duzie ihe nkiri akpọrọ “Women At Large” nke e gosipụtara ya.

Brown, n'afọ 2016, e nyere ya City People Movie Special Recognition Award na mmemme City People Entertainment Awards.[5][1][6]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Brown bụ onye a wakporo ọkụ nke ụmụ nwanyị na-arụ ọrụ n'ụlọ ya.[7][8][9]

Ihe nkiri a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Plane Crash (2008)
  • Women At Large (2007)
  • Cross Of Agony (2006)
  • Deep Bondage (2006)
  • Desperate Women (2006)
  • Leap Of Faith (2006)
  • Serpernt In Paradise (2006)
  • Clash Of Destiny (2005)
  • Endless Passion (2005)
  • My Sister’s Act (2005)
  • Discord (2004)
  • Mothers-In-Law (2004)
  • Sunrise (2002)
  • Tears & Sorrows (2002)
  • Valentino (2002)
  • My Good Will (2001)
  • The Price (1999)
  • Obstacles (1998)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 People (2019-10-22). Gists From The 2019 City People Movie Awards – Read About The Movie Stars That Rocked (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-12.
  2. 2.0 2.1 2.2 Magazine (2017-03-22). WHY I’M STILL SINGLE – Veteran Actress, Franca Brown (en-US). Yes International! Magazine. Archived from the original on 2019-12-12. Retrieved on 2019-12-12.
  3. 3.0 3.1 Alao (2019-02-12). How I Have Maintained My Sexy Shape At Over 50 - Actress Franca Brown (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-12.
  4. Why I have not married — Franca Brown (en-US). Vanguard News (2014-06-05). Retrieved on 2019-12-12.
  5. People (2019-10-22). Gists From The 2019 City People Movie Awards – Read About The Movie Stars That Rocked (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2019-12-12.
  6. Ogunseye (2016-07-27). Nigerian, Ghanaian celebrities storm awards event in eye popping dresses (photos) (en). www.legit.ng. Retrieved on 2019-12-12.
  7. Haliwud (2016-02-10). Possessed Housemaid Burns Down The Home Of Nollywood Actress, Franca Brown (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 2019-12-12.
  8. Franca Brown House-help burns down actress’ house. www.pulse.ng. Retrieved on 2019-12-12.
  9. Odunayo (2016-02-08). So sad! Maid sets veteran Nollywood actress' house on fire (en). www.legit.ng. Retrieved on 2019-12-12.