Funke Opeke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Funke Opeke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereFunke Dezie
aha ezinụlọ yaOpeke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụinjinia Dezie
ụdị ọrụ yaIntanet Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo, Columbia University, Fu Foundation School of Engineering and Applied Science Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science, Master of Science Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, Q117075585, All African Businesswoman of the year Dezie

Funke Opeke bụ onye injinia nke ihe ọbụla gbasara eletriki, doro anya. Ọ bụ ya guzobere otu akpọrọ 'Main Street Technologies' ma nnukwu onye isi nke ụlọ ọrụ Main One Cable Company, Ụlọ ọrụ a na-ahụ maka mgbasa ozi nakwa nzikọrịta ozi. Ụlọ ọrụ a di na Lagos nke Nigeria. Ụlọ ọrụ ya bụ 'MainOne bu ụlọ ọrrụ kacha n;ihe gbasara igbo mkpa nzikọrita ozi nakwa mbasa ozi na West Africa.

Agụmakwụkwọ na mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Funke Opeke gụrụ kọleji n' ụlọ akwụkwọ Queens, ọ bụ naani kọleji umu nwaanyị dị na Ibaban Oyo Steeti mgbe ahụ. O toro n'Ibadan isi obodo Oyo Steeti na agbanyeghị na ọ bụ onye IIe-Oluji nke di n'Ondo Steeti. Nne na Nna ya mụrụ ha iteolu. Nna ya bụ ọnye Nigeria izizi rụrụ ọrụ dika Dairektọ n'ụlọ ọrụ Cocoa Research Institute nke Nigeria ebe Nne bụ onye Nkuzi . [1] . [2]

Opeke nwetara nzere digiri nke bachelọ nakwa nke Mastas na Obafemi Awolowo University na Columbia University . [3] Ka ọ gụchara na Mahadum nke Columbia, ọ gara n'ihu ịrụ ọrụ na ngalaba na-ahụ maka nkanụzụ na America dika Dairektọ nke na-achịkọta ngalaba nke 'Verizon Communications di na Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Columbia, ọ gbasoro ọrụ na ICT na United States dị ka onye isi otu yana nnukwu ngalaba Verizon Communications na New York City . N'afọ 2005, ọ sonyeere ụlọ ọrụ <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/MTN_Nigeria" rel="mw:ExtLink" title="MTN Nigeria" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="18">MTN Nigeria</a> dị ka onye isi ndị ọrụ aka tụmadị ịhụ na nsogbu anaghị n'igwe nzikọrịta ozi nke a kpọrọ 'Chief Technical Office site na Portugal r' (CTO). N' aka nke ọzọ ọ rụkwa ọrụ dị ka onye ndụmọdụ na Transcorp ma rụkwa na NITEL obere oge dika onye na-ahụ ọrụ na-aga nke ọma . [4] [5] [6] [7]

Ụlọ ọrụ 'MainOneCable'[dezie | dezie ebe o si]

Ka ọ lachitere azụ na Nigeria n'afọ 2008, Funke Opeke chọpụtara na ndi Nigeria, na enwe nsogbụ ịntanetị, ọbụ udi nsogbu a ọ hụrụ mere oji guzobe ụlọ ọrụ ya nke ahụ ọ kpọrọ 'MainOne Cable'. Ụlọ ọrụ a gboro mkpa nsogbụ ịntanetị ndi Nigeria na enwe site iwepụta akọrọ ngwa di iche iji gbochie nsogbu a. 'MainOne Cable bụ ụlọ ọrụ izizi otu onye na -eguzobe na mba West Africa niile bu nke achọrọ ka ọnye nwereike isonye ma nwetaba intanetị. Cable a gara Kilometa puku asaa n'okpuru oshimiri site na Portugal wee ruo West Africa site n'akụkụ Accara di na Ghana,Dakar di na Senegal n'afọ 2019, Abidjan di na Cote d'Ivoire n'afọ 2019 nakwa Lagos di na Nigeria [8] [9] [10] [11] . [12]

Ebe Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oludimu, Titilola (May 5, 2017). 5 things you didn’t know about Funke Opeke, CEO of MainOne.
  2. Oludimu, Titilola (May 5, 2017). 5 things you didn’t know about Funke Opeke, CEO of MainOne.
  3. Executive Profile. Bloomberg. Retrieved on 13 October 2016.
  4. "Funke Opeke: Nigeria's cyber revolutionary", Aljazeera. Retrieved on 13 October 2016.
  5. Shittu, Ndukwe, Ovia, others to enter DS-IHUB hall of fame. Vanguard Newspapers. Retrieved on 13 October 2016.
  6. "Govt Urged to Leverage Power of Broadband Technology", This Day Live Newspapers. Retrieved on 13 October 2016.
  7. "Mainone becomes first west African carrier to connect London internet exchange point", Technology Times. Retrieved on 13 October 2016.
  8. https://techpoint.ng/2017/05/05/things-didnt-know-funke-opeke/
  9. https://techpoint.ng/2015/08/14/mainones-premier-tier-iii-data-center-receives-pci-dss-global-payment-license/ leading communications
  10. https://techpoint.ng/2015/09/16/main-one-mdx-i-lagos-tour/ company built
  11. https://techpoint.ng/2015/09/04/mainone-partners-microsoft-provide-cloud-computing-subscription-service/
  12. "Raising money is the most difficult thing I ever did as an entrepreneur" -- Funke Opeke, MainOne CEO (en-US).