Gaa na ọdịnaya

Funmi Aragbaye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Funmi Aragbaye
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoFunmi Aragbaye Dezie
Aha ọmụmụFunmi Aragbaye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Julaị 1954 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ondo Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, evangelist, odee egwu, gospel singer Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaChristianity Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Funmi Aragbaye

Afọ ọmụmụ - Julai 5, 1954 na Ondo Steetị , Nigeria Protectorate

Nwaamala - Nigerian

Aha ọzọ - Veronica

Akaọrụ - Onye na-agụ egwu oziọma, onye na-ede egwu,Onye nkwusa oziọma.

Afọ n'ọrụ - 1983- ugbu a

Funmi Aragbaye (a mụrụ n'abalị ise nke onwa Julaị n'afọ 1954) bụ onye Naijiria na-agụ egwu oziọma, onye na-ede egwu na onye mgbasa oziọma.

Mmalite Ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Aragbaye na Julaị 5, n'afọ 1954 na Ondo town, n'ime ezinaụlọ ndị otu Kristi. [1] A zụrụ ya na Ondo states civil service training schools tupu ọ sonyeere ndị ọrụ bekee Oyo Steetị ebe ọ lara ezumike nká dị ka onye isi ọrụ nchịkwa n'afọ 1997. [2] N'agbanyeghị, ọ malitere ọrụ egwu ya na Evangelical Church Winning All na Ilorin, isi obodo Kwara State, Nigeria n'obere oge ọ nwetachara Akwụkwọ Asambodo West Africa. [3] Albọm nke mbụ ya bu Olorun Igbala tinyere Sioni Ilu ayo ka e weputara n'afọ 1983. [4] [5] O mere emume ncheta afọ ọmụmụ nke iri isii ya n'afọ iri atọ ya n’ime egwu ozioma na Julaị 5, 2014 na Legọs steeti na ndị bịara ya bụ ndị na-agụ egwu oziọma na ndị omenkà na Naijiria gụnyere onyeisi Ebenezer Obey, Joseph Adebayo Adelakun, Dunni Olanrewaju, <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Kunle_Ajayi" rel="mw:ExtLink" title="Kunle Ajayi" class="cx-link" data-linkid="50">Kunle Ajayi</a>, onye saxophonist na onye ozioma <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Bola_Are" rel="mw:ExtLink" title="Bola Are" class="cx-link" data-linkid="51">Bola Are</a>, onye isi ugboro abụọ nke Gospel Musicians Association of Nigeria. [6]

Ihe Nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Olorun Igbala (1983)
  • Sioni ilu ayo' (1983)
  • pin Rere (Good Portion)'
  • Glory of God (Ogo Oluwa)

Hụ Kwa

[dezie | dezie ebe o si]
  • List of Nigerian gospel musicians

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Funmi Aragbaiye celebrates 60th birthday in style. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 15 March 2015.
  2. Marriage is a life long business –Funmi Aragbaiye. newsafricanow.com. Archived from the original on 6 April 2015. Retrieved on 15 March 2015.
  3. Day my songs incurred wrath of the military —Funmi Aragbaye. tribune.com.ng. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 15 March 2015.
  4. Evangelist Funmi Aragbaye. The Nation News. Retrieved on 15 March 2015./
  5. I stopped my son from launching a hip-hop album –Funmi Aragbaye. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 15 March 2015.
  6. Gospel artistes that made 2014 memorable. Vanguard News. Retrieved on 15 March 2015.