Gloria Ofoegbu
Ọdịdị
Gloria Ofoegbu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Gloria |
| Aha ezinụlọ ya | Ofoegbu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Calabar |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Nigeria women's national under-20 football team, Nigeria women's national football team |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Gloria Ofoegbu (a mụrụ na 3 Jenụwarị 1992) bụ Onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dị ka onye na-agba n'akụkụ aka ekpe n'azụ n'otu bọọlụ Rivers Angels, nakwa Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naijiria.[1] Ọ nọchitere anya Naijiria ugboro abụọ na asọmpi FIFA U-20 n'afọ 2010 ebe ọ meriri ma rite ọlaọcha mgbe Naijiria gbara ndị nke abụọ yana n'afọ 2012. Ọ nọchitekwara anya Naịjirịa na 2014 African Women's Championship na Namibia . [2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Player Profile: Gloria Ofoegbu. Soccer Laduma (25 February 2014). Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 23 August 2015.
- ↑ Gloria OFOEGBU. Fédération Internationale de Football Association. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 23 August 2015.
Njikọ Mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- G. Ofoegbu na Soccerway