Ifeoma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Afa Igbo bụ Ifeoma nwere ike izo aka na:

  • Ifeoma Aggrey-Fynn (amụrụ na afọ nari iri itoolu na iri asatọ), onye mgbasa ozi Ghana-Nijiria, onye edemede na ọkà okwu n'ihu ọha
  • Ifeoma Ajunwa (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na asatọ), onye edemede Naijiria-America na prọfesọ nke mmekọrịta ọrụ, iwu, na akụkọ ihe mere eme
  • Ifeoma Dieke (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na otu), onye na-agbachitere bọọlụ na Scotland nke a mụrụ na Amerika
  • Ifeoma Iheanacho (amụrụ n'afọ narị iri itoolu iri asatọ na asatọ), onye na-agba mgba na Naijiria
  • Ifeoma Malo, onye ọka iwu Naijiria
  • Ifeoma Mbanugo (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri ise na abụọ), onye Naijiria na-agba ọsọ ogologo oge
  • Ifeoma Nwoye (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri itoolu na atọ), onye na-agba mgba na Naijiria
  • Ifeoma Okoye, onye edemede Naijiria
  • Ifeoma Onumonu, onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Ifeoma Onyefulu (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri ise na itoolu), onye edemede ụmụaka Naijiria
  • Ifeoma Ozoeze (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na otu), onye na-eme egwuregwu heptathlete n'Ịtali
  • Ifeoma Ozoma, ọkachamara n'iwu America na onye na-akwado ikpe ziri ezi
  • Ifeoma Uddoh, onye ọchụnta ego Naijiria