Joanna Pettway
Ọdịdị
Joanna Pettway
Akụkụ nke | Quilts of Gees Bend Alabama |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Joanna |
aha ezinụlọ ya | Pettway |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1924 |
Ebe ọmụmụ | Boykin |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1993 |
Ńné | Martha Jane Pettway |
ọrụ ọ na-arụ | quilter, omenkà, quiltmaker |
Ebe obibi | Boykin |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Ije | Quilts of Gees Bend Alabama |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Philadelphia Museum of Art |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Joanna Pettway (1924 - 1993) bụ ónyé America na-ese ihe na nwa nwanyị nke ónyé na-ese akwa Gees Bend Martha Jane Pettway.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Pettway na 1924 na Gees Bend, Alabama.[2] Ọ bụ otu n'ime ụmụ iri na abụọ nke Martha Jane snd Little Pettway, na-ebi ndụ ya niile na Gees Bend.[3] A na-ejikọta ya na otu Gee's Bend nkè ndị na-emepụta akwa.[1]
Ọrụ Joanna Pettway dị na nchịkọta nkè Birmingham Museum of Art, Montgomery Museum of Fine Arts, na Philadelphia Museum of Art.[4][5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 (2002) Gee's Bend : the women and their quilts, 1st, Atlanta, Ga.: Tinwood Books. ISBN 9780971910409.
- ↑ Joanna Pettway. Montgomery Museum of Fine Arts. Archived from the original on 4 February 2022. Retrieved on 4 February 2022.
- ↑ Joanna Pettway. Souls Grown Deep. Retrieved on 4 February 2022.
- ↑ Joanna Pettway, American, Gee's Bend, Alabama, 1924 - 1993. Birmingham Museum of Art. Retrieved on 4 February 2022.
- ↑ Joanna Pettway. Philadelphia Museum of Art. Retrieved on 4 February 2022.